ìkpòrò
ìkpòrò
Word | ìkpòrò |
Definitions | Noun 外二 1.virgin |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ sị na ọ ga-abugide ikporo maka nkwenye ya.
Ọ sị na ọ ga-abugide ikporo maka nkwenye ya.
She said she will continue to be a virgin because of her belief.
Ọ sị na ọ na-achọ ikporo.
Ọ sị na ọ na-achọ ikporo.
He said he is searching for a virgin.
Nwa ya ka bụ ikporo.
Nwa ya ka bụ ikporo.
His daughter is still a virgin.
Ikporo bu nwaanyi edinabe nwoke.
Ikporo bu nwaanyi edinabe nwoke.
A virgin is a girl that has not slept with a man.
Mari nne Jizọs bụ ikporo.
Mari nne Jizọs bụ ikporo.
Mary, the moither of Jesus is a virgin.
Ndị ntọọrị ahụ jidere ndị ikporo.
Ndị ntọọrị ahụ jidere ndị ikporo.
The kidnappers apprehended virgins.
ókōókpòrò
okookpòrò
Word | okookpòrò |
Definitions | Noun 逝 1.bachelor; male virgin; unmarried adult male |
Variations | okokpòrò |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Aka m bụ okookporo.
Aka m bụ okookporo.
I am still a bachelor.
Ha niile bụ okookporo.
Ha niile bụ okookporo.
All of them are bachelors.
Ịlụọla nwunye, iche na ị ka bụ okookporo.
Ịlụọla nwunye, iche na ị ka bụ okookporo.
You are married, do you think that you are still a bachelor.
A gwara gị na okookporo anaghị esi nri?
A gwara gị na okookporo anaghị esi nri?
Were you told that bachelors don't cook?