Nkọwa okwu logo
Beta

échíétèká

echietèka

Wordechietèka
Definitions

Noun

1.viper; poisonous snake with a large hinged fan

Related Term
Word Stem

Examples

Ha gburu echieteka n'ugbo ha.

Ha gburu echieteka n'ugbo ha.

They killed a viper in their farm.

Echieteka bụ ajọ agwọ.

Echieteka bụ ajọ agwọ.

Viper is a dangerous snake.

Ahụbeghị m echietèka mbụ.

Ahụbeghị m echietèka mbụ.

I have not seen a viper before.

Echieteka tara ya mgbe ha gara ịkpa nkụ.

Echieteka tara ya mgbe ha gara ịkpa nkụ.

She was bitten by a viper when they went to fetch firewood.

Egwu na-atụ m maka echieteka m hụrụ n'ụtụtụ.

Egwu na-atụ m maka echieteka m hụrụ n'ụtụtụ.

I'm scared because of the viper I saw in the morning.

Anyị mụrụ maka echietèka n'ụlọakwụkwọ anyị.

Anyị mụrụ maka echietèka n'ụlọakwụkwọ anyị.

We studied about vipers at school.

Amaghị m na agwọ ahụ ha gburu bụ echieteka.

Amaghị m na agwọ ahụ ha gburu bụ echieteka.

I never knew the snake they killed was a viper.

Nnanna sere echietèka n'akwụkwọ ya.

Nnanna sere echietèka n'akwụkwọ ya.

Nnanna drew a viper in his book.

Ọ bụ echietèka tagbụru dinta ahụ.

Ọ bụ echietèka tagbụru dinta ahụ.

It was a viper that bit that hunter to death.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.