Nkọwa okwu logo
Beta

íhóònyòònyóò

ihoònyòònyoò

Wordihoònyòònyoò
Definitions

Noun

1.video

Related Terms
Word Stems

Examples

Ahụrụ m ya n'ihoonyoonyoo.

Ahụrụ m ya n'ihoonyoonyoo.

I saw it on video.

ònyòònyóò

ònyòònyoò

Wordònyòònyoò
Definitions

Noun

1.video

Variationsònyònyoò, onyonyo
Related Terms
Word Stems

Examples

Onye onyoonyoo abịabe.

Onye onyoonyoo abịabe.

The cameraperson has not come.

Ekechi zụrụ onyoonyoo ọhụrụ.

Ekechi zụrụ onyoonyoo ọhụrụ.

Ekechi bought a new TV.

Anyị hụrụ ya n'onyoonyoo.

Anyị hụrụ ya n'onyoonyoo.

I saw it on video.

Aga m ezitere gị onyoonyoo ya.

Aga m ezitere gị onyoonyoo ya.

I will send you its video.

ńlérétü

nleretụ

Wordnleretụ
Definitions

Noun

1.snippet (video); trailer; a small piece or brief video extract;

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị ezipụla nleretụ ejije ahụ.

Anyị ezipụla nleretụ ejije ahụ.

We have sent out a snippet of that play.

Nleretụ ejije ahụ mere m jiri zụọ ya.

Nleretụ ejije ahụ mere m jiri zụọ ya.

The snippet of that movie made me buy it.

Ha sịrị anyị zibata sọọsọ nleretụ.

Ha sịrị anyị zibata sọọsọ nleretụ.

They asked us to send in only the snippet.

Ihe anyị chọrọ bụ naanị nleretụ ya.

Ihe anyị chọrọ bụ naanị nleretụ ya.

What we want is just the snippet.

òséè

òseè

Wordòseè
Definitions

Noun

寍砂

1.artist; one who creates diagrams or images

2.an image creator (photograph, video, drawing)

Related Terms
Word Stems

Examples

Abụ m osee.

Abụ m osee.

I am an artist.

Ana m achọ osee maka esereese ga-adị n'akwụkwọ m na-ede.

Ana m achọ osee maka esereese ga-adị n'akwụkwọ m na-ede.

I am am looking for an artists for drawings that will be in a book I am writing.

Ọ chọrọ ịbụ osee ma o too.

Ọ chọrọ ịbụ osee ma o too.

She wants to be an artist when she grows up.

Osee sere ihe a mere ọfụma.

Osee sere ihe a mere ọfụma.

The artist that drew this thing did well.

Nna m bụ osee.

Nna m bụ osee.

My father is an artist.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.