Nkọwa okwu logo
Beta

úzúzù

uzuzù

Worduzuzù
Definitions

Noun

1.fine sand; dust

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị ga-ehicha uzuzu dị na gburugburu ụlọ anyị.

Anyị ga-ehicha uzuzu dị na gburugburu ụlọ anyị.

We will clean the dust in our surrounding.

úzù

uzù

Worduzù
Definitions

Noun

1.vapour/steam from boiling water

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Butuo ya ma uzu pụtawa.

Butuo ya ma uzu pụtawa.

Bring it down when vapour starts coming out.

Nri ahụ na-ap̣ụ uzu.

Nri ahụ na-ap̣ụ uzu.

The food is emitting vapour.

Uzu si ya n'ọnụ apụta n'ihi na oyi dị.

Uzu si ya n'ọnụ apụta n'ihi na oyi dị.

Vapour is coming out of his mouth because the weather is cold.

Uzu ọkụ wụrụ m n'aka.

Uzu ọkụ wụrụ m n'aka.

Hot vapour affected my hand.

ètùṃ

ètùm̀

Wordètùm̀
Definitions

Noun

1.dust (in the air)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Etum bara m n'anya.

Etum bara m n'anya.

Dust entered my eyes.

Ikuku ahụ bọlitere etum.

Ikuku ahụ bọlitere etum.

The wind caused the dust.

Etum buteere ya azụzụ.

Etum buteere ya azụzụ.

Dust caused him catarrh.

Kpuchie imi gị maka etum.

Kpuchie imi gị maka etum.

Cover your nose against dust.

Ụzọ ahụ bụ sọ etum.

Ụzọ ahụ bụ sọ etum.

The road is full of dust.

Etum juru ebe niile.

Etum juru ebe niile.

Dust is everywhere.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.