útù
utù
Word | utù |
Definitions | Noun 医 1.penis |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Utu nkịta ahụ nwere ọnya.
Utu nkịta ahụ nwere ọnya.
That dog's penis has a wound.
ųtü
ụ̀tụ
Word | ụ̀tụ |
Definitions | Noun 即 1.payment made as as tax, tribute, or donation 2.weevil |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Akpa osikapa anyị zụrụ gbara ụtụ.
Akpa osikapa anyị zụrụ gbara ụtụ.
The bag of rice we bought was weevil infested.
Nnanna m so ndị nara ụtụ e ji rụọ ọdụụgbọelu Sam Mbakwe dị n'Owere.
Nnanna m so ndị nara ụtụ e ji rụọ ọdụụgbọelu Sam Mbakwe dị n'Owere.
My grandfather was among those who collected donations that was used to build Sam Mbakwe airport in Owerri.
ųtų
ụ̀tụ̀
Word | ụ̀tụ̀ |
Definitions | Noun 1.rubber fruit (Saba florida (Benth.) Bullock) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị rachara ụtụ.
Anyị rachara ụtụ.
We licked ụtụ.
Ọ bụghị n'obodo niile ka a na-ahụ ụtụ.
Ọ bụghị n'obodo niile ka a na-ahụ ụtụ.
It is not in every town that rubber fruit is found.
Ụtụ na-enye ihe n'ahụ.
Ụtụ na-enye ihe n'ahụ.
Rubber fruit nourishes the body.
Ịracha ụtụ na-amasị m.
Ịracha ụtụ na-amasị m.
I enjoy licking rubber fruit.
ųtütų
ụ̀tụtụ̀
Word | ụ̀tụtụ̀ |
Definitions | Noun 駒 1.morning; 2.(figurative) beginning; early |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Aga m ewetara gị akwa ahụ n'ụtụtụ.
Aga m ewetara gị akwa ahụ n'ụtụtụ.
I will bring that cloth to you in the morning.
Agaghị abịa n'ụtụtụ.
Agaghị abịa n'ụtụtụ.
I will not come in the morning.
A naghị eji ụtụtụ ama njọ ahia
A naghị eji ụtụtụ ama njọ ahia
You don't know a bad sales day from the morning
Ejidere ndi ohi abụọ n'ụtụtụ a.
Ejidere ndi ohi abụọ n'ụtụtụ a.
Two thieves were caught this morning.
Akpọchiri ulọọrụ ha n'ụtụtụ a.
Akpọchiri ulọọrụ ha n'ụtụtụ a.
Their company was locked this morning.
E jighị ụtụtụ ama njọ ahịa.
E jighị ụtụtụ ama njọ ahịa.
Poor sales is not determined in the morning.
ųtüísí
ụ̀tụisī
Word | ụ̀tụisī |
Definitions | Noun 1.tax; tax receipt, payment (literally head paper) |
Variations | ụ̀tụ isi |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ bụghị ya na anata ụtụisi.
Ọ bụghị ya na anata ụtụisi.
He is not the one collecting tax.
Akpọchiri ụlọọrụ ahụ maka na ha akwụbeghị ụtụisi kemgbe afọ ise.
Akpọchiri ụlọọrụ ahụ maka na ha akwụbeghị ụtụisi kemgbe afọ ise.
That company was locked up before they haven't paid their taxes for five years.
Ana-ewepu ụtụisi m n'ụgwọọnwa m tupu akwọ m ya.
Ana-ewepu ụtụisi m n'ụgwọọnwa m tupu akwọ m ya.
My taxes are deducted from my salary before I get paid.
Akwụghị m ụtụisi m n'afọ gara aga.
Akwụghị m ụtụisi m n'afọ gara aga.
I did not pay my tax last year.
Ụfọdụ ndị anaghị ekwe akwụ utuisi ha.
Ụfọdụ ndị anaghị ekwe akwụ utuisi ha.
Some people refuse to pay their taxes.
Ụtụisi m n'ọnwa dị nnukwu.
Ụtụisi m n'ọnwa dị nnukwu.
My tax this month is much.
ámų
amụ̀
Word | amụ̀ |
Definitions | Noun 染 1.penis; male sex organ |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ijide mmadụ aka n'amụ adịghị mma.
Ijide mmadụ aka n'amụ adịghị mma.
Holding a person on the penis is not good.
Ụmụnwoke na-esi n'amụ anyụ mamịrị.
Ụmụnwoke na-esi n'amụ anyụ mamịrị.
Men urinate through the penis.
Amụ ya dị nkọ.
Amụ ya dị nkọ.
His penis is sharp.
Etito toro ya n'amụ.
Etito toro ya n'amụ.
He has boil on his penis.
Kee amụ gị eriri.
Kee amụ gị eriri.
Tie your penis with a rope.
üsü
ụsụ
Word | ụsụ |
Definitions | Noun 㙦 1.bat; a nocturnal mammal capable of sustained flight, with extensive membranous wings |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụsụ ahụ na-efesi elu ike.
Ụsụ ahụ na-efesi elu ike.
That bat is flying up high.
Mkpọtụ ụsụ ahụ mere anụghị m ihe ọ na-ekwu.
Mkpọtụ ụsụ ahụ mere anụghị m ihe ọ na-ekwu.
The noise of the bat made me not to hear what he is saying.
Ụsụ amaghị mma ihu ma ncha.
Ụsụ amaghị mma ihu ma ncha.
Bats are not facially fine at all.
Anụ ụsụ na-atọ ụtọ.
Anụ ụsụ na-atọ ụtọ.
Bat meat is tasty.
ösų
ọsụ̀
Word | ọsụ̀ |
Definitions | Noun 1.disrespectful sigh; hiss, specially made to show disrespect or frustration by sucking in air through the teeth gaps |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Amaghị m ama ọsụ.
Amaghị m ama ọsụ.
I don't know how to hiss.
Achọghị m ịma ọsụ n'ihu ya.
Achọghị m ịma ọsụ n'ihu ya.
I do not want to sigh disrespectfully before him.
Udoka amaghị mgbe o jiri maa ọsụ.
Udoka amaghị mgbe o jiri maa ọsụ.
Udoka did not know when he sighed.
Kedụ ihe mere i ji ama ọsụ?
Kedụ ihe mere i ji ama ọsụ?
Why are you hissing?
Enyi m nwaanyị na-ama ọsụ n'obere ihe.
Enyi m nwaanyị na-ama ọsụ n'obere ihe.
My girlfriend hisses over little issues.
Onye na-ama ọsụ n'ihu ndị okenye bụ onye azụghị azụ.
Onye na-ama ọsụ n'ihu ndị okenye bụ onye azụghị azụ.
One who sighs disrespectfully before elders is one without home training.
Ọ bụ iwe were mụ m jiri maa ọsụ.
Ọ bụ iwe were mụ m jiri maa ọsụ.
It was out of anger that I hissed.
Ọ na-amakarị ọsụ.
Ọ na-amakarị ọsụ.
She usually signs.
Ọ mara ọsụ.
Ọ mara ọsụ.
He sighed.
Nnedị mara ọsụ mgbe m gwara ya okwu.
Nnedị mara ọsụ mgbe m gwara ya okwu.
Nnedị sighs disrespectfully when I talked to her.