Nkọwa okwu logo
Beta

árïá

arịa

Wordarịa
Definitions

Noun

1.utensils, especially for cooking in the kitchen.

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nne m nwere ̣ọtụtụ arịa e ji esi nri.

Nne m nwere ̣ọtụtụ arịa e ji esi nri.

My mother has many kitchen utensils.

ǹgàjì

ǹgàjì

Wordǹgàjì
Definitions

Noun

1.a kitchen utensil used in scooping food and also putting food in the mouth; spoon

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị kụrụ ngaji n'eze.

Anyị kụrụ ngaji n'eze.

We hit spoons on our teeth.

Ada na-ere ngaji.

Ada na-ere ngaji.

Ada sells spoon.

Azụtara m efere na ngaji.

Azụtara m efere na ngaji.

I bought plates and spoons.

Achọghị m ngaji.

Achọghị m ngaji.

I do not want spoon.

Enyekwala nwa ahụ ngaji igwe.

Enyekwala nwa ahụ ngaji igwe.

Do not give that child iron spoon.

Zụtara m ngaji ọhụrụ.

Zụtara m ngaji ọhụrụ.

Buy me a new spoon.

Ngaji ole ka i ji bịa?

Ngaji ole ka i ji bịa?

How many spoons did you come with.

Kedu ngaji bụ nke gị na ndịa?

Kedu ngaji bụ nke gị na ndịa?

Which spoon is yours among these?

Gbaa mbọ dee aha gị na ngaji gị.

Gbaa mbọ dee aha gị na ngaji gị.

Ensure to write your name on your spoon.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.