ųtàzį
ụ̀tàzị̀
| Word | ụ̀tàzị̀ |
| Definitions | Noun 1.a type of bitter vegetable used in cooking white soup (Gongronema latifolia) |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Chinwe ji ụtazị sie ofe nsala.
Chinwe ji ụtazị sie ofe nsala.
Chinwe prepared nsala soup with ụtazị.
Anyị ji ụtazị esi ji mmiriọkụ.
Anyị ji ụtazị esi ji mmiriọkụ.
We use utazi in cooking yam peppersoup.
Ụtazị na-elu ilu.
Ụtazị na-elu ilu.
Utazi is bitter.
Anyị nwere ụtazị n'ezi anyị.
Anyị nwere ụtazị n'ezi anyị.
We have utazi in our compound.
Ụtazị ka e ji mee ọgwụ ahụ.
Ụtazị ka e ji mee ọgwụ ahụ.
Ụtazi was used to prepare that medicine.
Anyị ji ụtazị esi ji mmiri ọkụ.
Anyị ji ụtazị esi ji mmiri ọkụ.
We use ụtazị in cooking yam pepper soup.
Chinwe ji ụtazị sie ofe nsara.
Chinwe ji ụtazị sie ofe nsara.
Chinwe prepared nsala soup with ụtazị.
Anyị nwere ụtazị n'ezi anyị.
Anyị nwere ụtazị n'ezi anyị.
We have ụtazị in our compound.
Zụtara mụ ụtazị ma ị gaa ahịa.
Zụtara mụ ụtazị ma ị gaa ahịa.
Buy ụtazi for me when you go to market.
Onye hopụrụ ụtazị m?
Onye hopụrụ ụtazị m?
Who rooted away my ụtazị?
Ụtazị na-ekpo ekpo.
Ụtazị na-ekpo ekpo.
Ụtazị is peppery.
Ụtazị dị ụkọ n'ahịa.
Ụtazị dị ụkọ n'ahịa.
Utazi is scare at the market.
Ụtazị bara m n'anya.
Ụtazị bara m n'anya.
Ụtazị entered my eyes.
Ada na-ere ụtazị.
Ada na-ere ụtazị.
Ada sells utazi.