ùsòrò
ùsòrò
Word | ùsòrò |
Definitions | Noun 1.pattern; process; procedure; row of things or people; arrangement; system |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ahụbeghị m usoro a mbụ.
Ahụbeghị m usoro a mbụ.
I have not seen this procedure before.
Eji m usoro onyenkụzi m wee rụọ ọrụ a.
Eji m usoro onyenkụzi m wee rụọ ọrụ a.
I followed by teacher's procedure to do this work.
Usoro ahụ edochaghị m anya.
Usoro ahụ edochaghị m anya.
That process is not so clear to me.
Agbasokwala usoro Emeka.
Agbasokwala usoro Emeka.
Do not follow Emeka's method.
Gosi m usoro gị.
Gosi m usoro gị.
Show me your own procedure.
Usoro anyị ji eme nwanne makarịrị nke ndị bekee.
Usoro anyị ji eme nwanne makarịrị nke ndị bekee.
The way we relate is better than that of the Europeans
Usoro nchọcha m dị iche na nke gị.
Usoro nchọcha m dị iche na nke gị.
My research method is different from yours.
Usoro a mara mma.
Usoro a mara mma.
This method is okay.
Usoro ahụ hịara ahụ.
Usoro ahụ hịara ahụ.
That process is difficult.
ųtǫ
ụ̀tọ̀
Word | ụ̀tọ̀ |
Definitions | Noun 寇享 1.layout; guideline; template; pattern; outline |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụtọ edemede a doro anya.
Ụtọ edemede a doro anya.
The layout of this write-up is clear.
O nyere m ụtọ e ji esi ofe.
O nyere m ụtọ e ji esi ofe.
She gave me the guidelines for cooking soup.
Ọrụ nchọcha a nwere ezigbo ụtọ.
Ọrụ nchọcha a nwere ezigbo ụtọ.
This research work has a good outline.
Kụziere ha ụtọ edemede.
Kụziere ha ụtọ edemede.
Teach them composition guidelines.