Nkọwa okwu logo
Beta

tá ǫchįchį

ta ọ̀chị̀chị̀

Wordta ọ̀chị̀chị̀
Definitions

Medial verb

1.be uptight; act in a very formal or nervous in order to not give room for mistakes or embarrasment

Related Terms
Word Stems

Examples

Ama m asụ nri.

Ama m asụ nri.

I know how to pound food.

Ezeja na-asụ nri kwa ụtụtụ.

Ezeja na-asụ nri kwa ụtụtụ.

Ezeja pounds food every morning.

Achọrọ m ịsụ nri.

Achọrọ m ịsụ nri.

I want to pound food.

Ọ bụ mụ sụrụ nri a.

Ọ bụ mụ sụrụ nri a.

I am the one that pounded this food.

Gosi m etu e si asụ nri.

Gosi m etu e si asụ nri.

Show me how to pound food.

Ịsụ nri adịghị mfe.

Ịsụ nri adịghị mfe.

Pounding food is not easy.

Sụọ nri a ngwa ngwa.

Sụọ nri a ngwa ngwa.

Pound this food quickly.

Obinna na-asụ nri.

Obinna na-asụ nri.

Obinna is pounding food.

Onye ga-asụ nri a?

Onye ga-asụ nri a?

Who will pound this food?

Mmadụ niile tara ọchịchị tupu ọkpọọchị amalite.

Mmadụ niile tara ọchịchị tupu ọkpọọchị amalite.

Everybody was uptight before the comedian began.

Unu niile tara ọchịchị.

Unu niile tara ọchịchị.

You all are uptight.

Taa ọchịchị ma ị hụ ha.

Taa ọchịchị ma ị hụ ha.

Be uptight if you see them.

Akwụsịla m ịta ọchịchị n'ọha.

Akwụsịla m ịta ọchịchị n'ọha.

I have stopped being uptight in public.

Ọ na-ata ọchịchị ma o yiri uwe ahụ.

Ọ na-ata ọchịchị ma o yiri uwe ahụ.

He get uptight when he wears that garment.

Ha ga-ata ọchịchị ma unu bata.

Ha ga-ata ọchịchị ma unu bata.

They will be uptight when you come in.

Ndị ọrụbekee na-ata ọchịchị ọtụtụ mgbe.

Ndị ọrụbekee na-ata ọchịchị ọtụtụ mgbe.

Corporate workers are uptight a lot of times.

Ọ dịghị mma ịta ọchịchị oge ọbụla.

Ọ dịghị mma ịta ọchịchị oge ọbụla.

It is not good to be uptight every time.

Ndị okiiwu na-ata ọchịchị n'ụliikpe.

Ndị okiiwu na-ata ọchịchị n'ụliikpe.

Lawyers are uptight in court.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.