zų
zụ̀
Word | zụ̀ |
Definitions | Active verb 慣 1.nurse someone, something, or an animal to growth; train; raise; rear; 2.give proper teaching or upbringing |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A na-azụ ezi ebe a.
A na-azụ ezi ebe a.
Pigs are reared here.
Gịnị mere o ji azụ nkịta n'ebe a?
Gịnị mere o ji azụ nkịta n'ebe a?
Why does he rears dogs here?
Zụọ ejula, ha dị mfe ịzụ.
Zụọ ejula, ha dị mfe ịzụ.
Rear snails, they are easy to rear.
zütǫ
zụtọ̀
Word | zụtọ̀ |
Definitions | Active verb 1.spoil with poor upbringing; train badly; raise poorly |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nwata a zụtọrọ azụtọ anaghị aba uru.
Nwata a zụtọrọ azụtọ anaghị aba uru.
A poorly trained child does not become useful.
Ụfọdụ ndị ọgaranya na-azụtọ ụmụ ha.
Ụfọdụ ndị ọgaranya na-azụtọ ụmụ ha.
Some rich people raise their children poorly.
Nna ya zụtọrọ ya.
Nna ya zụtọrọ ya.
His father spoilt him.
Nwunye nna m na-azụtọ ụmụaka ya.
Nwunye nna m na-azụtọ ụmụaka ya.
My step mother spoils her children.
Ịzụtọ ụmụaka na-ebute nsogbu n'ọdịniihu.
Ịzụtọ ụmụaka na-ebute nsogbu n'ọdịniihu.
Spoiling kids brings future problems.