Nkọwa okwu logo
Beta

ülǫ ńsö

ụlọ̀ nsọ̄

Wordụlọ̀ nsọ̄
Definitions

Noun

家可

1.temple; holy house

Related Term
Word Stem

Examples

A chọtara ya n'ụlọ nsọ.

A chọtara ya n'ụlọ nsọ.

He was found in the temple.

Ụlọ ahụ bụ ụlọ nsọ.

Ụlọ ahụ bụ ụlọ nsọ.

That house is a holy house.

Ndị nchụaja na-anọkari n'ụlọ nsọ.

Ndị nchụaja na-anọkari n'ụlọ nsọ.

Priests are usually at the temple.

Nnenna sị na ya ga-anọ ụbọchị atọ n'ụlọ nsọ.

Nnenna sị na ya ga-anọ ụbọchị atọ n'ụlọ nsọ.

Nnenna said that she will stay three days at the temple.

Ụlọ nsọ Chineke a kwesịrị nrụgharị.

Ụlọ nsọ Chineke a kwesịrị nrụgharị.

This temple of God needs rebuilding.

O bi n'ụlọ nsọ ahụ kemgbe ọ dị afọ anọ.

O bi n'ụlọ nsọ ahụ kemgbe ọ dị afọ anọ.

He has been living at that temple since he was four years old.

Ha gara ikpe ekpere n'ụlọ nsọ

Ha gara ikpe ekpere n'ụlọ nsọ

They went to pray at the temple.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.