únèrè
unèrè
Word | unèrè |
Definitions | Noun 鎖 1.banana (Musa sapientum Linn.) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Enwe na-eri unere.
Enwe na-eri unere.
Monkeys eat banana
Ana-asụ unere asụ.
Ana-asụ unere asụ.
Banana can be pounded.
Biko zụtaara m unere.
Biko zụtaara m unere.
Please buy banana for me.
Unere ahụ achaghị acha.
Unere ahụ achaghị acha.
That banana is not riped.
Unere dị ụkọ.
Unere dị ụkọ.
Banana is scarce.
Unere na-atọ ụtọ.
Unere na-atọ ụtọ.
Banana is sweet.
Unere a dị ọnụ.
Unere a dị ọnụ.
This banana is costly.
Unere dị n' ụlọ emebiela.
Unere dị n' ụlọ emebiela.
The plantain at home has spoilt.
ògèdè
ògèdè
Word | ògèdè |
Definitions | Noun 1.banana (the specie with longer finger) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Enwe na-eri ogede.
Enwe na-eri ogede.
Monkeys eat banana.
Ogede na-adị n'akpa n'akpa.
Ogede na-adị n'akpa n'akpa.
Banana is in bunches.
Ogede anyị achaala.
Ogede anyị achaala.
Our banana is ripe.