Nkọwa okwu logo
Beta

òkpúrù

òkpurù

Wordòkpurù
Definitions

Noun

1.under; beneath; the underpart; underneath

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Bọọlụ unu nọ n'okpuru ụgbọala.

Bọọlụ unu nọ n'okpuru ụgbọala.

Your ball is under the car.

Nkịta ahụ nọ n'okpuru osisi

Nkịta ahụ nọ n'okpuru osisi

The dog is under the tree.

Akpụụkwụ m nọ n'okpuru oche.

Akpụụkwụ m nọ n'okpuru oche.

My shoe is under the chair.

Ego m dabara n'okpuru moto.

Ego m dabara n'okpuru moto.

My money fell under the car.

O zoro ya n'okpuru akwa ndina.

O zoro ya n'okpuru akwa ndina.

He hid it under the bed.

Saa okpuru ite ahụ asa.

Saa okpuru ite ahụ asa.

Wash underneath the pot.

O tinyere ego ahụ n'okpuru àkwà ndinà

O tinyere ego ahụ n'okpuru àkwà ndinà

He kept the money under the bed.

Nwaanyị kwesịrị ịnọ n'okpuru di ya.

Nwaanyị kwesịrị ịnọ n'okpuru di ya.

A woman is expected to be under her husband.

Zaa okpuru oche a nke ọma.

Zaa okpuru oche a nke ọma.

Sweep under this chair properly.

Ijenwa anọghị n'okpuru di ya.

Ijenwa anọghị n'okpuru di ya.

Ijenwa is not submissive to her husband.

Ọ nọ n'okpuru onye?

Ọ nọ n'okpuru onye?

Is he under who?

Ọ chọghị ịnọ n'okpuru mmadụ.

Ọ chọghị ịnọ n'okpuru mmadụ.

She does not want to be under somebody.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.