ümųáká
ụmụ̀akā
Word | ụmụ̀akā |
Definitions | Noun 1.children, especially young; kids |
Variations | ụmụ̀ aka |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
I nyere ụmụaka a nri?
I nyere ụmụaka a nri?
Did you give these children food?
Mz. Ụja nwere ọtụtụ ụmụ̀akā.
Mz. Ụja nwere ọtụtụ ụmụ̀akā.
Mr. Ụja has many children.
Nwoke ahụ bụ enyi ụmụaka.
Nwoke ahụ bụ enyi ụmụaka.
That man is a friend of kids.
Alaeze Chineke bụ nke ndị na-eme ka ụmụ̀akā.
Alaeze Chineke bụ nke ndị na-eme ka ụmụ̀akā.
The Kingdom of God is for those that behave like children
Ụmụaka ya gara ụlọakwụkwọ.
Ụmụaka ya gara ụlọakwụkwọ.
Her children went to school.
Ụmụaka ugbu a anaghị anụ ihe.
Ụmụaka ugbu a anaghị anụ ihe.
Children of these days are stubborn.
Ọ mụrụ ezigbo ụmụaka.
Ọ mụrụ ezigbo ụmụaka.
She gave birth to good children.
Kpọọ ụmụaka niile.
Kpọọ ụmụaka niile.
Invite are the children.
Onye nwe ụmụaka ndị a?
Onye nwe ụmụaka ndị a?
Who has these children?
Ụmụaka ole ka i nwere?
Ụmụaka ole ka i nwere?
How many children do you have?