íké
ike
Word | ike |
Definitions | Noun 果 1.energy; strength 2.force; power 3.authority; power; ability 4.violence |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ị gaghị eji ike enweta udo.
Ị gaghị eji ike enweta udo.
You can not achieve peace by violence.
Ike asịrị ahụ adịghị m ugbu a.
Ike asịrị ahụ adịghị m ugbu a.
I don't have strength for that gossip now.
Ike adịghị m.
Ike adịghị m.
I do not have strength.
Di ya bụ onye ike.
Di ya bụ onye ike.
Her husband is a violent/action person.
Ike okwu adịghị m ugbu a.
Ike okwu adịghị m ugbu a.
I don't have strength for issues now.
Ike m erughị ebe ahụ.
Ike m erughị ebe ahụ.
My authority does not cover that place.
Ike ịnụ ọgụ na-adị ya oge ọbụla.
Ike ịnụ ọgụ na-adị ya oge ọbụla.
He always have strength to fight all the time.
Ike agwụla ya.
Ike agwụla ya.
She is tired.
Ọ na-aṅụ ọgwụ ike.
Ọ na-aṅụ ọgwụ ike.
He is taking hard drugs.
Ọrịa ahụ na-eme ya ike ọgwụgwụ.
Ọrịa ahụ na-eme ya ike ọgwụgwụ.
The sickness is making loose strength.
ómé
ome
Word | ome |
Definitions | Noun 1.shoot of a plant |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Akị ahụ epuola ome.
Akị ahụ epuola ome.
That kernel has grown a shoot.
Hapụ ọna ahụ ka o puo ome.
Hapụ ọna ahụ ka o puo ome.
Allow that three leaved yam to grow a shoot.
Ọka ọ kọrọ eputela ome.
Ọka ọ kọrọ eputela ome.
The maize he planted has grown shoot.
Ọ kajiri ome ya.
Ọ kajiri ome ya.
He broke the shoot.
Ome ji a akpọnwụọla.
Ome ji a akpọnwụọla.
The shoot of this yam has withered.
Ji ahụ agaghị epu ome.
Ji ahụ agaghị epu ome.
That yam will not grow a shoot.