ųmį
ụ̀mị̀
Word | ụ̀mị̀ |
Definitions | Noun 寇尊 1.marrow (bone) 2.the most inner part of something; the essential part of something |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ na-amasị ya ịmịcha ụmị ọkpụkpụ mgbe ọbụla ọ na-ata ọkpụkpụ.
Ọ na-amasị ya ịmịcha ụmị ọkpụkpụ mgbe ọbụla ọ na-ata ọkpụkpụ.
He likes to suck bone marrows whenever he is eating bone.
Ebe a ị na-agụ ugbua bụ ụmị ya.
Ebe a ị na-agụ ugbua bụ ụmị ya.
This place you are reading now is the main part.
ųmï
ụ̀mị
Word | ụ̀mị |
Definitions | Noun 㨮 1.water well; cistern |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Mmiri ataala n'ụmị anyị
Mmiri ataala n'ụmị anyị
Our well water is dried up.
Ewu danyere n'ụmị.
Ewu danyere n'ụmị.
Goat fell into the water well.
Anaghị enweta mmiri ọṅụṅụ n'ụmị.
Anaghị enweta mmiri ọṅụṅụ n'ụmị.
Drinking water is not available in well water.
Ade jere ichute mmiri n'ụmị.
Ade jere ichute mmiri n'ụmị.
Ada went to fetch water from the well.
Onye nwe ụmị ahụ.
Onye nwe ụmị ahụ.
How owns the water well?
Ụmị ahụ miri emi.
Ụmị ahụ miri emi.
The water well is deep.
Anyi gwuru ụmị.
Anyi gwuru ụmị.
We sunk a water well.
ǫmï
ọ̀mị
Word | ọ̀mị |
Definitions | Noun 1.shallow well; pit; well for collecting rain-water (òmị more common in Onitsha Town) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị ga-egwu ọmị.
Anyị ga-egwu ọmị.
We will dig a pit.
Ana m eche gị n'akụkụ ọmị anyị.
Ana m eche gị n'akụkụ ọmị anyị.
I am waiting for you by the side of our well.
Ọmị anyị miri emi.
Ọmị anyị miri emi.
Our well is deep.
Ha ji osisi kpuchie ọmị ha.
Ha ji osisi kpuchie ọmị ha.
They used wood to cover their well.
Ọmị ha dị n'azụ ụlọ.
Ọmị ha dị n'azụ ụlọ.
Their well is at the backyard.
ákwárà
akwarà
Word | akwarà |
Definitions | Noun 芯 1.vein; root |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anaghị m ahụ akwara nwa ọhụrụ nne m mụrụ.
Anaghị m ahụ akwara nwa ọhụrụ nne m mụrụ.
I can't see the vein of the baby my mother was delivered of.
Ude ọcha ọ na-ete mere e ji na-ahụ akwara ya.
Ude ọcha ọ na-ete mere e ji na-ahụ akwara ya.
The bleaching cream she is rubbing is making her veins visible.
A ga-amịnye gị ọbara n'akwara.
A ga-amịnye gị ọbara n'akwara.
Blood will be tranfused to your vein.
Ọ na-amị m n'akwara.
Ọ na-amị m n'akwara.
It is paining me on the veins.
E gbubiri onyeohi ahụ akwara.
E gbubiri onyeohi ahụ akwara.
The thief's veins were cut.
Achọrọ m akwara anụ.
Achọrọ m akwara anụ.
I want tough meat.