úmérē
umerē
Word | umerē |
Definitions | Noun 寍動 1.a felt message from a person's conduct or a situation; attitude; carry; conduct; vibe |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
A na-eji umere mmadụ akọ ụdị onye ọ bụ.
A na-eji umere mmadụ akọ ụdị onye ọ bụ.
One's attitude is used to guess the type of person he is.
Ụdị umere ahụ na-agbakasị m ahụ.
Ụdị umere ahụ na-agbakasị m ahụ.
That type of attitude irritates me.
òmùmé
òmùme
Word | òmùme |
Definitions | Noun 1.deed; act; 2.action; behavior; conduct; doing |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nkechi bidoro omume a mgbe ọ dị na nwata.
Nkechi bidoro omume a mgbe ọ dị na nwata.
Nkechi started this conduct while she was a child.
Omume nwata nwanyị a jọgburu onwe ya
Omume nwata nwanyị a jọgburu onwe ya
The attitude of this girl is very bad
Aghọtaghị m ụdị omume a.
Aghọtaghị m ụdị omume a.
I don't understand this kind of behaviour
Etu e si eme ezi omume ka a kụziri anyị.
Etu e si eme ezi omume ka a kụziri anyị.
We were taught how to exhibit good conduct.
O nweghị uru dị na ịkpa ajọ omume.
O nweghị uru dị na ịkpa ajọ omume.
There is no gain in exhibiting bad behaviour.
E ji ajọ omume mara ha.
E ji ajọ omume mara ha.
They are known for bad behaviour.
Achọrọ m ịlụ nwaanyị nwere ezigbo omume.
Achọrọ m ịlụ nwaanyị nwere ezigbo omume.
I want to marry a well behaved girl.
Ezinne nwere ezigbo omume.
Ezinne nwere ezigbo omume.
Ezinne is well behaved./ Ezinne has good manners/behaviour.
ųdà
ụ̀dà
Word | ụ̀dà |
Definitions | Noun 校 1.sound |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ụda ya dịzi iche.
Ụda ya dịzi iche.
Its sound is now different.
Ejiri m ụda ya were mata.
Ejiri m ụda ya were mata.
I knew it from the sound.
E kulitere m n'ụra mgbe m nụrụ ụda egbe ahụ.
E kulitere m n'ụra mgbe m nụrụ ụda egbe ahụ.
I woke up from sleep when i heard the sound of the gun.
Ụda egwu ahụ na-atọ ụtọ.
Ụda egwu ahụ na-atọ ụtọ.
The sound of that music is melodious.
Kụọ aka na-ada ụda.
Kụọ aka na-ada ụda.
Give a sounding clap.