Nkọwa okwu logo
Beta

ḿmà

mmà

Wordmmà
Definitions

Noun

1.knife

2.a measure or scoop of grains using a container

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ bụ sọọsọ otu mmà ka m hụrụ ọ wụnyere n'akpa.

Ọ bụ sọọsọ otu mmà ka m hụrụ ọ wụnyere n'akpa.

It was just one scoop that I saw him pour into the bag.

Mmà ahụ dị nkọ.

Mmà ahụ dị nkọ.

That knife is sharp.

Mma o nyere m adịghị ka nke m nweburu.

Mma o nyere m adịghị ka nke m nweburu.

The knife he gave me was unlike any I've ever had.

Mma anyị ji esi nri anyụsịala nkọ.

Mma anyị ji esi nri anyụsịala nkọ.

Our cooking knives have become dull.

ǹjìrìmárá

ǹjìrìmara

Wordǹjìrìmara
Definitions

Noun

1.trademark;, identity marker; characteristics

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Depụta njirimara ise ndị naijiria.

Depụta njirimara ise ndị naijiria.

Write five characteristics of Nigerians.

Gịnị bụ njirimara gị?

Gịnị bụ njirimara gị?

What is your identity marker?

Ikpu okpu bụ njirimara ya.

Ikpu okpu bụ njirimara ya.

To wear cap is his identity.

Ohi bụ njirimara ndị be ha.

Ohi bụ njirimara ndị be ha.

His people identity marker is stealing.

Kedu ihe bụ njirimara nri mebiri emebi?

Kedu ihe bụ njirimara nri mebiri emebi?

What is the characteristics of a spoilt food?

Inwe ọtụtụ ọba ji bụ njirimara diji.

Inwe ọtụtụ ọba ji bụ njirimara diji.

Having many barns is the trademark of yam farmer.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.