ülǫ
ụlọ̀
Word | ụlọ̀ |
Definitions | Noun 家 1.house; building 2.place of origin; the place where one lives permanently |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Achọrọ m ịrụ ụlọ.
Achọrọ m ịrụ ụlọ.
I want to build a house.
Ụlọ ya nọ nke m nso.
Ụlọ ya nọ nke m nso.
His house is close to mine.
Gaa n'ụlọ Okeke wetara m efere.
Gaa n'ụlọ Okeke wetara m efere.
Go to Okeke's house and bring plate for me.
Anyị ga-ala ụlọ n'ekeresimeesi a.
Anyị ga-ala ụlọ n'ekeresimeesi a.
We will go home this Christmas.
Ụlọ a na-esi isi.
Ụlọ a na-esi isi.
This house is smelling.
Anyị ga-ala ụlọ n'ekeresimeesi a.
Anyị ga-ala ụlọ n'ekeresimeesi a.
We will go home this Christmas.
Ọnaghị amasị m ịga n'ụlọ ha.
Ọnaghị amasị m ịga n'ụlọ ha.
I do not like going to their house.
Gaa n'ụlọ Okeke wetara m efere.
Gaa n'ụlọ Okeke wetara m efere.
Go to Okeke's house and bring plate for me.
Ọ ga-arụ ụlọ n' ala ahụ ọ zụtara.
Ọ ga-arụ ụlọ n' ala ahụ ọ zụtara.
He will build a house on the land he bought
Achọrọ m ịrụ ụlọ.
Achọrọ m ịrụ ụlọ.
I want to build a house.
ųlö
ụ̀lọ
Word | ụ̀lọ |
Definitions | Noun 密鐘 1.slipperiness; sliminess |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị ga-ala ụlọ na Dizemba.
Anyị ga-ala ụlọ na Dizemba.
We we go home(hometown) in December.
Ụlọ ya dị egwu.
Ụlọ ya dị egwu.
Its sliminess is amazing.
ülö
ụlọ̄
Word | ụlọ̄ |
Definitions | Noun 制 1.edible clay (usually a little harder); 2.clay soil; red soil used for molding, mud |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụlọ m agwụla.
Ụlọ m agwụla.
My edible clay has finished.
Biko, zụtara m ụlọ.
Biko, zụtara m ụlọ.
Please buy edible clay for me.
Adanna na-ata ụlọ.
Adanna na-ata ụlọ.
Adanna is eating edible clay.
Ụlọ adịghị ọnụ.
Ụlọ adịghị ọnụ.
Edible clay is not costly.
Ụlọ o nyere m buru ibu
Ụlọ o nyere m buru ibu
The edible clay she gave me is much
Nwaanyị a dị ime sị na ọ chọ ụlọ.
Nwaanyị a dị ime sị na ọ chọ ụlọ.
This pregnant woman said that she wants edible clay.
Emeka ji aja ụlọ wee kpụọ iko.
Emeka ji aja ụlọ wee kpụọ iko.
Emeka molded a cup with loamy soil.
A na-egwute ụlọ n'ala.
A na-egwute ụlọ n'ala.
Clay is got from the earth.
Ọ naghị amasị m ịta ụlọ.
Ọ naghị amasị m ịta ụlọ.
I don't like chewing edible clay.
Ụlọ o nyere m buru ibu
Ụlọ o nyere m buru ibu
The edible clay she gave me is much
E ji ụlọ rụọ ụlọ anyị.
E ji ụlọ rụọ ụlọ anyị.
Our house is built with mud.
Ada na-ata ụlọ.
Ada na-ata ụlọ.
Ada is chewing edible clay.
Eji m ụlọ kpụ ite.
Eji m ụlọ kpụ ite.
I moulded a pot with clay.
Ụlọ anaghị amasị m
Ụlọ anaghị amasị m
I don't like edible clay.
Onye nwe ụlọ a?
Onye nwe ụlọ a?
Who has this edible clay?
Nne Obi na-ere ụlọ
Nne Obi na-ere ụlọ
Ob’s mother sells edible clay.
E ji aja ụlọ wee rụọ ụlọ a.
E ji aja ụlọ wee rụọ ụlọ a.
This house is built with clay soil.
Ụlọ adịghị ọnụ
Ụlọ adịghị ọnụ
Edible clay is not costly.
Biko, zụtara m ụlọ.
Biko, zụtara m ụlọ.
Please buy edible clay for me.
Nne Obi na-ere ụlọ.
Nne Obi na-ere ụlọ.
Obi's mother sells edible clay.
E ji aja ụlọ wee rụọ ụlọ a.
E ji aja ụlọ wee rụọ ụlọ a.
This house is built with clay soil.
Nwaanyị a dị ime sị na ọ chọ ụlọ.
Nwaanyị a dị ime sị na ọ chọ ụlọ.
That pregnant woman said that she wants edible clay.
Nnenna sị na ọ hụbeghị ụlọ mbụ.
Nnenna sị na ọ hụbeghị ụlọ mbụ.
Nnenna said that she has not seen edible clay before.
Emeka ji aja ụlọ wee kpụọ iko.
Emeka ji aja ụlọ wee kpụọ iko.
Emeka used clay soil to mold a cup.
Ada na-ata ụlọ.
Ada na-ata ụlọ.
Ada chews edible clay.
E nwere ụdị ụlọ dị iche iche.
E nwere ụdị ụlọ dị iche iche.
There are different types of clay.
ürö
ụrọ
Word | ụrọ |
Definitions | Noun 制 1.clay; clay soil; edible clay; mire |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A na-eji ụrọ eme efere siramiiki.
A na-eji ụrọ eme efere siramiiki.
Clay is used to make ceramic plates.
E ji ụrọ akpụ ite.
E ji ụrọ akpụ ite.
Clay is used for pottery.
E nwetere m ụrọ n'iyi anyị.
E nwetere m ụrọ n'iyi anyị.
I got clay from our stream.
Eji ụrọ arụ ụlọ.
Eji ụrọ arụ ụlọ.
Clay is used to build house.
A si anyị weta ụrọ n'ụlọ akwụkwọ.
A si anyị weta ụrọ n'ụlọ akwụkwọ.
We were told to bring clay to school.