ùkwù
ùkwù
Word | ùkwù |
Definitions | Noun 居 1.bundle 2.a group or set of sixty; threescore |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Kee nkụ ndị ahụ n'ukwu.
Kee nkụ ndị ahụ n'ukwu.
Tie those firewood in bundles.
O buteere ụmụakwụkwọ anyị otu ukwu ya bụ akwụkwọ o dere.
O buteere ụmụakwụkwọ anyị otu ukwu ya bụ akwụkwọ o dere.
She brought, for our students, sixty pieces of the book she wrote.
úkwú
ukwu
Word | ukwu |
Definitions | Adjective 大 1.large; big; great |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Naanị ihe ukwu na-amasi ̣m.
Naanị ihe ukwu na-amasi ̣m.
I only like big things.
Ndị gafere n' ule ahụ dị ukwu
Ndị gafere n' ule ahụ dị ukwu
Those that passed the exam are great.
Ọ bụ ihe di ukwu na anyị di ndụ taa.
Ọ bụ ihe di ukwu na anyị di ndụ taa.
It is a great thing that we are alive today.
Chineke meere anyị ihe ukwu.
Chineke meere anyị ihe ukwu.
God did a great thing for us.
Were ihe ukwu gaa kelee eze.
Were ihe ukwu gaa kelee eze.
Take something big and go and thank the king.
úkwù
ukwù
Word | ukwù |
Definitions | Noun 後 1.waist; loins; the base of an object |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Kee eriri a n’ukwu gị.
Kee eriri a n’ukwu gị.
Tie this string round your waist.
Ndị Afịrịka na-eji ukwu agba egwu.
Ndị Afịrịka na-eji ukwu agba egwu.
Africans dance with their waists.
Ukwu na-egbu ya mgbu.
Ukwu na-egbu ya mgbu.
She is having waist pain.
Ada nwere ukwu buru ibu.
Ada nwere ukwu buru ibu.
Ada has a big waist.
ükwü
ụkwụ
Word | ụkwụ |
Definitions | Noun 扱 1.foot; leg |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Unu ji ụkwụ jee ahịa.
Unu ji ụkwụ jee ahịa.
You used your legs to go to the market.
Ọ zọnyere ụkwụ n'apịtị.
Ọ zọnyere ụkwụ n'apịtị.
He stepped feet in mud.
Ada gbajiri ụkwụ.
Ada gbajiri ụkwụ.
Ada broke her leg.
ökpà
ọkpà
Word | ọkpà |
Definitions | Noun 寊戴 1.leg |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ gbajiri ọkpa ka ọ na-agba bọọlụ.
Ọ gbajiri ọkpa ka ọ na-agba bọọlụ.
He broke his leg while playing football.
Ọkpa ya zara aza.
Ọkpa ya zara aza.
Her leg is swollen.
Ọkpa m na-egbu m mgbu.
Ọkpa m na-egbu m mgbu.
My leg is aching me.