Nkọwa okwu logo
Beta

ùkó

ùko

Wordùko
Definitions

Noun

1.small store or recess, built up generally over fireplace

Related Terms
Word Stems

Examples

Azụ ahu ̣dị n'elu uko.

Azụ ahu ̣dị n'elu uko.

The fish is in the food rafter.

ùkö

ùkọ

Wordùkọ
Definitions

Noun

寇㤯

1.scarcity

Related Terms
Word Stems

Examples

Ụkọ ọrụ bekee mere m ji bido ịgba ahịa mgbe m gụchara mahadum.

Ụkọ ọrụ bekee mere m ji bido ịgba ahịa mgbe m gụchara mahadum.

The scarcity of corporate jobs made me start trading when I finished college.

Ụkọ ego ekweghị mmadụ ṅụrịa ọṅụ.

Ụkọ ego ekweghị mmadụ ṅụrịa ọṅụ.

Lack of money does not allow people to be happy.

Di dị ụkọ.

Di dị ụkọ.

Husband is scarce.

Nri dị ụkọ n'afọ a.

Nri dị ụkọ n'afọ a.

Food is scarce this year.

ükǫ

ụkọ̀

Wordụkọ̀
Definitions

Noun

1.messenger, middle man, errand person

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Chinedu bụ ụkọ Chineke.

Chinedu bụ ụkọ Chineke.

Chinedu is God's messenger.

Obiọra bụ onye ụkọ mgbe m lụrụ nwaanyị.

Obiọra bụ onye ụkọ mgbe m lụrụ nwaanyị.

Obiọra was the middle man [go between] when I married.

Onye ụkọ anaghị atụ ilu.

Onye ụkọ anaghị atụ ilu.

A messenger does not speak in proverbs.

Ndị ụkọ ọdịnaala mere mgbebi mgbasara ofufe ha.

Ndị ụkọ ọdịnaala mere mgbebi mgbasara ofufe ha.

The traditional priests took a decision regarding their faith.

kọ

Wordkọ
Definitions

Active verb

1.scratch

2.itch

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ada akwụsigo mgbele azu maka na ọ ghogo ya afịa

Ada akwụsigo mgbele azu maka na ọ ghogo ya afịa

Ada has stopped her fish trade because it has shown a loss

Ọbaaka na-akọ m ọkọ.

Ọbaaka na-akọ m ọkọ.

My palm is itching.

Aka na-akọ ya ọkọ.

Aka na-akọ ya ọkọ.

Her hand is scratching her.

Kọọ mụ akọ n'azụ

Kọọ mụ akọ n'azụ

Scratch my back

Ọkọ kọrọ ya nke ukwuu n'abalị.

Ọkọ kọrọ ya nke ukwuu n'abalị.

He has a severe itching in the night.

Ọ sịrị na ọ ga-akọ ebe o meruru ahụ

Ọ sịrị na ọ ga-akọ ebe o meruru ahụ

He said he will scratch his wound.

Ị chọrọ ịkọ ite nri ahụ?

Ị chọrọ ịkọ ite nri ahụ?

Do you want to scratch the pot?

kọ

Wordkọ
Definitions

Active verb

1.be scarce

2.be dry (wetness)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Anwụ kọrọ akwa dị n'ezi

Anwụ kọrọ akwa dị n'ezi

Sun dried the clothe outside.

Akwa anyị ga-akọ na mgbede.

Akwa anyị ga-akọ na mgbede.

Our clothes will dry in the evening.

Ihe ndịa ga-akọ n'ahịa

Ihe ndịa ga-akọ n'ahịa

These things will be scarce in the market

Mee ya ka ọ kọọ ọsọọsọ.

Mee ya ka ọ kọọ ọsọọsọ.

Make it to dry quickly

ńgàrá

ngàra

Wordngàra
Definitions

Noun

1.guy; showing off

2.To brag; boast

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

O ji ụgbọala ọhụrụ ya eme ngara.

O ji ụgbọala ọhụrụ ya eme ngara.

He shows off with his new car.

Ime ngara na-amasị ya.

Ime ngara na-amasị ya.

He likes showing off.

Ada na-eme ngara nke ukwuu.

Ada na-eme ngara nke ukwuu.

Ada shows off so much.

Nwunye Onyema na-eme ngara.

Nwunye Onyema na-eme ngara.

Onyema's wife shows off.

Ọ bụ onye ngara.

Ọ bụ onye ngara.

She is somebody who shows off.

Ihe mere o ji eme ngara bụ maka mma ya.

Ihe mere o ji eme ngara bụ maka mma ya.

The reason she shows off is because of her beauty.

Ada na-eme ngara nke ukwuu.

Ada na-eme ngara nke ukwuu.

Ada shows off so much.

Ihe mere o ji eme ngara bụ maka mma ya.

Ihe mere o ji eme ngara bụ maka mma ya.

The reason she shows off is because of her beauty.

Nwunye Onyema na-eme ngara.

Nwunye Onyema na-eme ngara.

Onyema's wife shows off.

Ime ngara na-amasị ya.

Ime ngara na-amasị ya.

He likes showing off.

Ọ bụ onye ngara.

Ọ bụ onye ngara.

She is somebody who shows off.

O ji ụgbọala ọhụrụ ya eme ngara.

O ji ụgbọala ọhụrụ ya eme ngara.

He shows off with his new car.

įnyàńgá

ị̀nyànga

Wordị̀nyànga
Definitions

Noun

1.parade; bluff; showing-off

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ịnyanga ya akarịala.

Ịnyanga ya akarịala.

Her showing off is too much.

Chiọma mụtara ịnyanga n'aka nne ya.

Chiọma mụtara ịnyanga n'aka nne ya.

Ada learnt to show off from her mother.

Kedụ onye i na-emere ịnyanga?

Kedụ onye i na-emere ịnyanga?

Who are you showing off for?

O yi akwa ọhụrụ ya eme ịnyanga.

O yi akwa ọhụrụ ya eme ịnyanga.

She is parading with her new cloth.

Onweghị onye ga-emere m ịnyanga.

Onweghị onye ga-emere m ịnyanga.

Nobody will show off for me.

Onye ịnyanga ka ọ bụ.

Onye ịnyanga ka ọ bụ.

He is a bluffing person.

Chike abụghị onye ịnyanga.

Chike abụghị onye ịnyanga.

Chike is not someone that shows off.

Nne Amaka ji ogologo ya eme ịnyanga.

Nne Amaka ji ogologo ya eme ịnyanga.

Amaka's mother shows off with her height.

Adanna anaghị eme inyanga.

Adanna anaghị eme inyanga.

Adanna does not show off.

Ime ịnyanga na-amasị gị.

Ime ịnyanga na-amasị gị.

You like showing-off.

Ịnyanga na-amasị ya.

Ịnyanga na-amasị ya.

She loves showing off.

Akụudo na-emekarị ịnyanga.

Akụudo na-emekarị ịnyanga.

Akụudo is always bluffing.

O ji ụgbọala ya eme ịnyanga.

O ji ụgbọala ya eme ịnyanga.

He is showing-off with his car.

Oke ịnyanga adịghị mma.

Oke ịnyanga adịghị mma.

Showing off too much is not good.

Ịnyanga nke a akarịala.

Ịnyanga nke a akarịala.

This showing off is too much.

Ọ na-eme ịnyanga maka na Obi sị na ọ ga-alụ ya.

Ọ na-eme ịnyanga maka na Obi sị na ọ ga-alụ ya.

She is showing off because Obi said he will marry her.

O ji ụlọ ọ rụrụ eme ịnyanga.

O ji ụlọ ọ rụrụ eme ịnyanga.

He is showing off with the house he built.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.