Nkọwa okwu logo
Beta

úgírí

ugirī

Wordugirī
Definitions

Noun

1.wild mango tree and fruit (irvingia gabonensis)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ahụtụbeghị m osisi ugiri mbụ.

Ahụtụbeghị m osisi ugiri mbụ.

I have not seen the wild mango tree before.

Sachara m ugiri ahụ.

Sachara m ugiri ahụ.

Wash that wild mango fruit for me.

Anyị na-aghọ ugiri.

Anyị na-aghọ ugiri.

We are plucking wild mango fruit.

Ugiri ọ kọrọ kemgbe etobeghị.

Ugiri ọ kọrọ kemgbe etobeghị.

The wild mango fruit he planted long ago has not grown.

Ọ naghị amasị m ịta ugiri.

Ọ naghị amasị m ịta ugiri.

I don't like eating wild mango fruit.

Nne ya na-ere ugiri.

Nne ya na-ere ugiri.

His mother sells wild mango tree.

Ugiri na-adara onwe ya.

Ugiri na-adara onwe ya.

Wild mango fruit falls on its own.

Anaghị aghọ ugiri aghọ.

Anaghị aghọ ugiri aghọ.

Wild mango fruit is not plucked.

Agara m ịtụtụ ugiri.

Agara m ịtụtụ ugiri.

I went to pick wild mango fruit.

Ndị mmụọ na-erugharị n'ukwu ugiri.

Ndị mmụọ na-erugharị n'ukwu ugiri.

Spirits hover around wild mango fruit tree.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.