Nkọwa okwu logo
Beta

ùhíè

ùhiè

Wordùhiè
Definitions

Noun

1.width; across; crosswise; sideways

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Osisi ahụ gbara uhie.

Osisi ahụ gbara uhie.

The stick is sideways.

Tụọ osisi ahụ uhie.

Tụọ osisi ahụ uhie.

Put the stick across.

Ha niile dịcha uhie.

Ha niile dịcha uhie.

All of them are sideways.

Ha dọsara oche ahụ uhie.

Ha dọsara oche ahụ uhie.

They placed the chair sideways.

Uhie ya toro ogologo.

Uhie ya toro ogologo.

Its width is long.

O nweghị nke m chọrọ ka ọ gbaa uhie.

O nweghị nke m chọrọ ka ọ gbaa uhie.

I do not want any of them to be sideways.

Moto ahụ gbara uhie n'ụzọ.

Moto ahụ gbara uhie n'ụzọ.

The car is blocking the road.

Wepụ ndị niile gbara uhie.

Wepụ ndị niile gbara uhie.

Remove all the ones that are sideways.

Uhie ya dị kubit abụọ.

Uhie ya dị kubit abụọ.

Its width is two cubits.

úhíē

uhiē

Worduhiē
Definitions

Noun

1.camwood (dye-wood from the tree Baphia nitida Lodd. or

2.pubescens Hook.f.); red dye from it

Variationsufiē
Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

E ji uhie achọ mma.

E ji uhie achọ mma.

Camwood is used to beautify the body.

Uhie juru n'obodo anyị.

Uhie juru n'obodo anyị.

Camwood fills our town.

O tere uhie n'ahụ.

O tere uhie n'ahụ.

She rubbed camwood on the body.

E jere m zụta uhie.

E jere m zụta uhie.

I went to buy camwood.

Nne m zụtara uhie n'ahịa.

Nne m zụtara uhie n'ahịa.

My mother bought camwood at the market.

Ndị obodo ha na-emepụta uhie.

Ndị obodo ha na-emepụta uhie.

Their people produces camwood.

Gịnị mere i ji tee uhie n'ahụ gị?

Gịnị mere i ji tee uhie n'ahụ gị?

Why did you apply camwood on your body?

ábǫsį

abọ̀sị̀

Wordabọ̀sị̀
Definitions

Noun

寀移

1.baphia nitida (camwood or redwood)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

A na-eji osisi abọsị eme atụ.

A na-eji osisi abọsị eme atụ.

Camwood tree is used in making chewing sticks.

A na-etinye ntụ osisi abọsị na ncha ojii e ji asa ahụ.

A na-etinye ntụ osisi abọsị na ncha ojii e ji asa ahụ.

Camwood ash is mixed with black soap for bathing.

Aga m eche unu n'okpuru osisi abọsị ahụ.

Aga m eche unu n'okpuru osisi abọsị ahụ.

I will be waiting for you under that camwood tree.

Ahụbeghị m osisi abọsị mbụ.

Ahụbeghị m osisi abọsị mbụ.

I have not seen a camwood tree before.

E gbutuola osisi abọsị dị na mbara ama obodo m.

E gbutuola osisi abọsị dị na mbara ama obodo m.

The camwood tree at my village square has been cut down.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.