ųgwá
ụ̀gwa
Word | ụ̀gwa |
Definitions | Noun 1.incest |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụgwa bụ arụ n'ala Igbo.
Ụgwa bụ arụ n'ala Igbo.
Incest is an abomination in Igbo land.
Chinyere na Amadi mere ụgwa.
Chinyere na Amadi mere ụgwa.
Chinyere and Amadi committed incest.
Chukwudị mere ụgwa.
Chukwudị mere ụgwa.
Chukwudị committed incest.
Ụgwa abụghị arụ na mba Eshịa.
Ụgwa abụghị arụ na mba Eshịa.
Incest is not an abomination in Asia.
ügwǫ
ụgwọ̀
Word | ụgwọ̀ |
Definitions | Noun 㬔 1.eczema |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Achog̣hị imetu ya aka maka ụgwọ dị n'ahụ ya.
Achog̣hị imetu ya aka maka ụgwọ dị n'ahụ ya.
I don't want to touch him because of the eczema on his body.
Enwere m ọgwụ ụgwọ.
Enwere m ọgwụ ụgwọ.
I have eczema drug.
Gwa m ihe m ga-eme ka ụgwọ a laa nwa m.
Gwa m ihe m ga-eme ka ụgwọ a laa nwa m.
Tell me what to do to heal this my child eczema
Ụgwọ na-eme ya n' ihu mgbe ọbụla.
Ụgwọ na-eme ya n' ihu mgbe ọbụla.
She has eczema on the face all the time.
Ụgwọ a na-efe efe?
Ụgwọ a na-efe efe?
Is eczema communicable?