Nkọwa okwu logo
Beta

ügü

ụgụ

Wordụgụ
Definitions

Noun

1.pumpkin leaf

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ụgụ dị ụkọ n'ahịa ugbu a.

Ụgụ dị ụkọ n'ahịa ugbu a.

Pumpkin is scarce at the market now.

Ụgụ ha kọrọ buru ibu.

Ụgụ ha kọrọ buru ibu.

The pumpkin they planted is big.

Ụgụ a dị mma.

Ụgụ a dị mma.

This pumpkin leaf is good.

Kọọ ụgụ n'akụkụ ebe a.

Kọọ ụgụ n'akụkụ ebe a.

Plant pumpkin leaf in this corner.

Ụgụ na-adị mma n'ofe egwusi.

Ụgụ na-adị mma n'ofe egwusi.

Pumpkin leaf is good in melon soup.

Zụtara m ụgụ n'ahịa.

Zụtara m ụgụ n'ahịa.

Buy me pumpkin leaf from the market.

Ụgụ ahụ emebiela.

Ụgụ ahụ emebiela.

That pumpkin is spoilt.

Ụgụ nke a akpọchaala.

Ụgụ nke a akpọchaala.

This pumpkin is dried.

Onye nwe ụgụ nke a?

Onye nwe ụgụ nke a?

Who owns this pumpkin leaf?

Ada na-ere ụgụ.

Ada na-ere ụgụ.

Ada sells pumpkin.

úgwú

ugwu

Wordugwu
Definitions

Noun

1.mountain; hill;

2.north

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị rịgoro n'elu ugwu ahụ.

Anyị rịgoro n'elu ugwu ahụ.

We climbed to the top of that mountain.

Anyị gara kpee ekpere n'ugwu.

Anyị gara kpee ekpere n'ugwu.

We went to the mountain and prayed.

Ịridata ugwu na-adị mfe karịa irigoro ya.

Ịridata ugwu na-adị mfe karịa irigoro ya.

Climbing down from a mountain is easier than climbing up.

Ejeela m ugwu na ndịda, enweghị ebe dị ka ala nna m.

Ejeela m ugwu na ndịda, enweghị ebe dị ka ala nna m.

I have travelled north and south, there is no place like my father's land.

Ha bi n'akụkụ ugwu.

Ha bi n'akụkụ ugwu.

They live near the mountain.

Ụfọdụ anụmanụ bi n'ugwu.

Ụfọdụ anụmanụ bi n'ugwu.

Some animals live on the mountain.

Ọ rụrụ ụlọ ya n'elu ugwu.

Ọ rụrụ ụlọ ya n'elu ugwu.

He built his house on top of the mountain.

Ọ dị n'elu ugwu.

Ọ dị n'elu ugwu.

It is on top of the mountain.

Ugwu ahụ dị anya.

Ugwu ahụ dị anya.

The mountain is far.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.