úgbó
ugbō
| Word | ugbō |
| Definitions | Noun 叫 1.farm; farmland |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Chinwendụ na Osita gara ugbo.
Chinwendụ na Osita gara ugbo.
Chinwendu and Osita went to the farm.
Anyị kọrọ akpụ n'ugbo anyị
Anyị kọrọ akpụ n'ugbo anyị
We planted cassava on our farmland
Ngana ịga ugbo na-eme ya.
Ngana ịga ugbo na-eme ya.
He is lazy to go to the farm.
Ugbo anị buru ibu.
Ugbo anị buru ibu.
We have a large farmland.
Ugbo ọka anyị buru ibu.
Ugbo ọka anyị buru ibu.
Our maize farm is big.
ügbö
ụgbọ
| Word | ụgbọ |
| Definitions | Noun 欺 1.vehicle; carrier |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Amaghị m ụgbọ o ji na-aga.
Amaghị m ụgbọ o ji na-aga.
I do not know the vehicle he is going with.
Ọ zutaara nwunye ya ụgbọ ọzọ.
Ọ zutaara nwunye ya ụgbọ ọzọ.
He bought another vehicle for his wife.
Anyị agaghi eji ụgbọ ahụ ga njem.
Anyị agaghi eji ụgbọ ahụ ga njem.
We will not embark on the journey with that vehicle.
Ụgbọ ahụ dị ọnụ.
Ụgbọ ahụ dị ọnụ.
That vehicle is expensive.
Onye nwe ụgbọ a?
Onye nwe ụgbọ a?
Who has this vehicle?
Ụgbọ ahapụla ya.
Ụgbọ ahapụla ya.
The vehicle has left him.
Ụgbọ ha mebiri n'ụzọ.
Ụgbọ ha mebiri n'ụzọ.
Their vehicle spoilt on the road.
Ọ hụrụ ụgbọ ya furu efu n' Ọnịcha.
Ọ hụrụ ụgbọ ya furu efu n' Ọnịcha.
He saw his missing vehicle at Onicha.
Ụgbọ anyị apụghị n'oge.
Ụgbọ anyị apụghị n'oge.
Our vehicle did not leave on time.
ùgbòrò
ùgbòrò
| Word | ùgbòrò |
| Definitions | Quantifier 1.frequency; the number of times an action occurs |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Akpọrọ m gị ugboro abụọ mana ị zaghị m.
Akpọrọ m gị ugboro abụọ mana ị zaghị m.
I called you two times but you did not answer me.
Eriri m nri ugboro atọ n'ụtụtụ a.
Eriri m nri ugboro atọ n'ụtụtụ a.
I ate three times this morning.
Ahụrụ m ya ugboro anọ ụnyaahụ.
Ahụrụ m ya ugboro anọ ụnyaahụ.
I saw him four times yesterday.
Akpọrọ m gị ugboro abụọ mana ị zaghị m.
Akpọrọ m gị ugboro abụọ mana ị zaghị m.
I called you two times but you did not answer me.
Akpọrọ m gị ugboro abụọ mana ị zaghị m.
Akpọrọ m gị ugboro abụọ mana ị zaghị m.
I called you two times but you did not answer me.
Mmiri zoro ugboro anọ taata.
Mmiri zoro ugboro anọ taata.
Rain fell three times today.
Eriri m nri ugboro atọ n'ụtụtụ a.
Eriri m nri ugboro atọ n'ụtụtụ a.
I ate three times this morning.
Mmiri zoro ugboro anọ taata.
Mmiri zoro ugboro anọ taata.
Rain fell three times today.
Ṅachaa akwa ahụ ugboro abụọ.
Ṅachaa akwa ahụ ugboro abụọ.
Rinse the cloth twice.
Ha ga-eje akwụkwọ ugboro atọ n'izuụka a.
Ha ga-eje akwụkwọ ugboro atọ n'izuụka a.
They will go to school thrice this week.
Ugboro ole ka m pịara gị ụtarị?
Ugboro ole ka m pịara gị ụtarị?
How many times did I flog you?
Nke a bụ nke ugboro ise.
Nke a bụ nke ugboro ise.
This is the fifth time.
àkwàńdínà
àkwàndinà
| Word | àkwàndinà |
| Definitions | Noun 削閑 1.bed |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị chọrọ ibufe akwandina a n'imulọ nke ọzọ.
Anyị chọrọ ibufe akwandina a n'imulọ nke ọzọ.
We want to carry this bed to the other room.
Ọ nyụrụ maamịrị n' akwandina.
Ọ nyụrụ maamịrị n' akwandina.
She urinated on the bed.
O highị ụra n'akwandina.
O highị ụra n'akwandina.
She didn't sleep on the bed.
Ụlọọgwụ ahụ enweghị akwandina.
Ụlọọgwụ ahụ enweghị akwandina.
The hospital doesn't have a bed.
àwǫṃ
àwọ̀m̀
| Word | àwọ̀m̀ |
| Definitions | Noun 1.farm, especially where only cassava is cultivated |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Nneka na Ngọzị gara awọm.
Nneka na Ngọzị gara awọm.
Nneka and Ngozi went to the cassava farm.
Anyị bụtara akpụ na awọm.
Anyị bụtara akpụ na awọm.
We harvested cassava from the cassava farm.
Ebe awọm anyị dị tere aka.
Ebe awọm anyị dị tere aka.
Where we have our cassava farm is far.
Ndị ohi bụrụ akpụ dị n'awọm anyị.
Ndị ohi bụrụ akpụ dị n'awọm anyị.
Thieves harvested the cassava in our cassava farm.
Ọkụ gbara awọm anyị.
Ọkụ gbara awọm anyị.
Our cassava farm was razed by fire.
Onye nọ n'awọm ahụ?
Onye nọ n'awọm ahụ?
Who is in that cassava farm?
Anyị nwere nnukwu awọm.
Anyị nwere nnukwu awọm.
We have a large cassava farm.
Gaa, lezie awọm anyị.
Gaa, lezie awọm anyị.
Go and inspect out cassava farm.
úbì
ubì
| Word | ubì |
| Definitions | Noun 史 1.a piece of land where crops are planted; a farmland |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
A kọrọ ọtụtụ ihe n'ubi anyị.
A kọrọ ọtụtụ ihe n'ubi anyị.
So many things are planted in our farm land.
Ubi anyị dị nso n'ebe anyị bi.
Ubi anyị dị nso n'ebe anyị bi.
Our farm land is close to where we live.