ųgànį
ụ̀gànị̀
Word | ụ̀gànị̀ |
Definitions | Noun 1.time of scarcity of food; scarcity; famine; dearth 2.recession (economic) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụganị so n'ọtụtụ ihe agha na-akpata.
Ụganị so n'ọtụtụ ihe agha na-akpata.
Food shortage is one of the consequences of war.
Oke ọkọchị na-ebute ụganị.
Oke ọkọchị na-ebute ụganị.
Drought causes famine.
Anyị nọ n'oge uganị.
Anyị nọ n'oge uganị.
We are in the period of scarcity.
ünwü
ụnwụ
Word | ụnwụ |
Definitions | Noun 1.famine; extreme scarcity of food |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
N'oge ahụ, ụnwụ dara n'ala ụmụanụmaanụ.
N'oge ahụ, ụnwụ dara n'ala ụmụanụmaanụ.
In that time, there was famine in the land of animals.
Anyị achọghị ụnwụ.
Anyị achọghị ụnwụ.
We don't want famine.
Ọtụtụ mmadụ nwụrụ n'oge ụnwụ ahụ.
Ọtụtụ mmadụ nwụrụ n'oge ụnwụ ahụ.
Many people died during that time of famine
Ụnwụ ga-ada n'afọ a.
Ụnwụ ga-ada n'afọ a.
There will be famine this year.
N'oge ahụ, ụnwụ dara n'ala ụmụanụmaanụ.
N'oge ahụ, ụnwụ dara n'ala ụmụanụmaanụ.
In that time, there was famine in the land of animals.
Oke ọkọchị na-ebute ụnwụ.
Oke ọkọchị na-ebute ụnwụ.
Drought causes famine.