Nkọwa okwu logo
Beta

ùfù

ùfù

Wordùfù
Definitions

Noun

1.mongoose

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ufu juru n'ọhịa ahụ.

Ufu juru n'ọhịa ahụ.

There are many mongoose in that forest.

ųfü

ụ̀fụ

Wordụ̀fụ
Definitions

Noun

寇汗

1.pain; agony; difficulty; distress

Related Terms
Word Stems

Examples

Aka a fụrụ m ụfụ n'ụtụtụ.

Aka a fụrụ m ụfụ n'ụtụtụ.

This hand hurt in the morning.

Ụfụ bụ ajọ ihe mana o na-enye aka n'otito mmadụ.

Ụfụ bụ ajọ ihe mana o na-enye aka n'otito mmadụ.

Pain is a bad thing but it contributes to human growth.

Kedụ ebe na-afụ gị ụfu?

Kedụ ebe na-afụ gị ụfu?

Where are you feeling pain?

Ụtarị ya na-afụ ụfụ n'ahụ.

Ụtarị ya na-afụ ụfụ n'ahụ.

His cain hurts on the body.

Ụfụ a ụkwụ a na-afụ m adịghị m mma.

Ụfụ a ụkwụ a na-afụ m adịghị m mma.

This hurting on my leg is not good for me.

ógbè

ogbè

Wordogbè
Definitions

Noun

1.whole, head of [orange, coconut etc] (especially of fruits)

2.village, street

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Anyị bi n'ogbe ha.

Anyị bi n'ogbe ha.

We live in their street.

E nyere m ya otu ogbe akụoyibo.

E nyere m ya otu ogbe akụoyibo.

I gave him one head of coconut.

O gbuturu ogbe akwụ.

O gbuturu ogbe akwụ.

He cut down head of palmnut.

Nkechi nọ n'ogbe anyị.

Nkechi nọ n'ogbe anyị.

Nkechi is on our street.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.