úhìrì
uhìrì
Word | uhìrì |
Definitions | Noun 1.mark; track; trace; footprint; trail (e.g. of snake); sunbeam |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Gosi m uhiri ụkwụ ya.
Gosi m uhiri ụkwụ ya.
Show me his foot prints.
Uhiri aka ya juru Adaọra n'ihu.
Uhiri aka ya juru Adaọra n'ihu.
Her palm prints are all over Adaọra's face.
Anyị hụrụ uhiri agwọ.
Anyị hụrụ uhiri agwọ.
We saw snake prints.
Uhiri ukwu ya juru ebe niile.
Uhiri ukwu ya juru ebe niile.
His footprints are everywhere.
O jidere ehita maka uhiri ụkwụ ya.
O jidere ehita maka uhiri ụkwụ ya.
He caught the West Africa rabbit because of it's footprint.
Aja kpochiri uhiri ụkwụ ya.
Aja kpochiri uhiri ụkwụ ya.
Sand covered his footprint.