ùchíchì
ùchichì
Word | ùchichì |
Definitions | Noun 寇職魂 1.night |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anaghị m ahụ ụzọ nke ọma n'uchichi.
Anaghị m ahụ ụzọ nke ọma n'uchichi.
I don't see properly at night.
Ndị ohi ahụ bịara n'ime uchichi.
Ndị ohi ahụ bịara n'ime uchichi.
Those thieves came in the night.
Achọghi m ịrahụ ụra n'uchichi a
Achọghi m ịrahụ ụra n'uchichi a
I do not want to sleep tonight.
Anyị eriela nri uchichi.
Anyị eriela nri uchichi.
We have taken dinner.
Obiọma bịara n'ụlọ anyị n'uchichi.
Obiọma bịara n'ụlọ anyị n'uchichi.
Obioma came to our in the night.
Nna m anaghị anya ụgbọala ya n'uchichi.
Nna m anaghị anya ụgbọala ya n'uchichi.
My father does not drive his car at night.
Ọtụtụ ihe na-eme n'uchichi
Ọtụtụ ihe na-eme n'uchichi
Many things happen at night.
ábàlį
abàlị̀
Word | abàlị̀ |
Definitions | Noun 曖 1.night; the period after evening when the day is dark |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ekene bịara n'abalị.
Ekene bịara n'abalị.
Ekene came at night.
Mmiri zoro n' abalị.
Mmiri zoro n' abalị.
It rained in the night.
Anyị na-arahụ ụra n'abalị.
Anyị na-arahụ ụra n'abalị.
We sleep at night.
Gịnị mere n'abalị ahụ?
Gịnị mere n'abalị ahụ?
What happened that night?
ányàsį
anyàsị̀
Word | anyàsị̀ |
Definitions | Noun 漏 1.night; the time of day between sunset and sunrise |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anaghị m anyanwu ụgbaala n'anyasị.
Anaghị m anyanwu ụgbaala n'anyasị.
I am not able to drive at night.
Anyị enweghị ọkụ n'anyasị gara aga.
Anyị enweghị ọkụ n'anyasị gara aga.
We didn't have light last night.
E zuru ohi ahụ n'ime anyasị.
E zuru ohi ahụ n'ime anyasị.
The robbery took place in the night.
Ha gara njem ahụ n'anyasị.
Ha gara njem ahụ n'anyasị.
They went on that journey at night.
Ụsụ ji anyasị akpa nri.
Ụsụ ji anyasị akpa nri.
Bat hunts for food at night.
Mmiri zoro n'anyasị ụnyaa.
Mmiri zoro n'anyasị ụnyaa.
Rain fall yesterday's night.
Ihe dị egwu na-eme n'anyasị.
Ihe dị egwu na-eme n'anyasị.
Mysterious things happen in the night.
Ha pụrụ n'anyasị ahụ ịchọ nwa ha.
Ha pụrụ n'anyasị ahụ ịchọ nwa ha.
They went out that night in search of their child.
Ha lọtara n'anyasị.
Ha lọtara n'anyasị.
They returned at night.
Nnukwu itiri gbara n'anyasị a.
Nnukwu itiri gbara n'anyasị a.
The darkness is heavy tonight.
Nwoologbo na-ahụ ụzọ n'anyasị.
Nwoologbo na-ahụ ụzọ n'anyasị.
Pussy cat sees at night.
Mmọnwụ a bụ mmọnwụ anyasị̣.
Mmọnwụ a bụ mmọnwụ anyasị̣.
This masquerade is a night masquerade.
Anyị ga-ahụ n'anyasị a.
Anyị ga-ahụ n'anyasị a.
We will see tonight.
Mmadụ na-anwụkarị n'anyasị.
Mmadụ na-anwụkarị n'anyasị.
People usually die at night.