íhéárïmá
ihearịma
Word | ihearịma |
Definitions | Noun 1.token; sign; omen; a label giving information about a thing. |
Variations | iheàrị̀mā |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ihearịma emeela.
Ihearịma emeela.
A significant thing has happened.
Onye hụrụ ihearịma?
Onye hụrụ ihearịma?
Who saw a sign?
E gosiri Uchenna ihearịma.
E gosiri Uchenna ihearịma.
Uchenna was shown some signs.
Nke a bụ ihearịma ịhụnanya m nwere n'ebe ị nọ.
Nke a bụ ihearịma ịhụnanya m nwere n'ebe ị nọ.
This is the token of my love for you.
Chineke gosiri m ihearịma.
Chineke gosiri m ihearịma.
God showed me a sign.
Gwa m ihearịma e gosiri gị.
Gwa m ihearịma e gosiri gị.
Tell me the sign you were shown.
E nwere ọtụtụ ihearịma.
E nwere ọtụtụ ihearịma.
There are many signs.