úchè
uchè
Word | uchè |
Definitions | Noun 虞 1.mind; thought 2.will; intention; opinion; sense 3.attention; interest Name 1.short for names with 'uche' in them, example Uchenna, Uchechukwu, Uchechi, etc |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
N'uche m, o mere ihe ọjọọ.
In my opinion, he did a bad thing.
Gịnị bụ uche gị.
What is your thought?
Uche m adịghị ya.
My mind is not in it.
Uche ya anọghị ebe a.
His mind is not here.
Uche bụ nwanne m.
Uche is my sibling.
Kpọọrọ m Uche.
Call Uche for me.
Ọ bụ alò ka dinta ji agba àdaka egbè
A hunter wishing to shoot an ape must use a lot of prudence
àkpùúchè
àkpùuchè
Word | àkpùuchè |
Definitions | Noun 獲虞 1.memory |
Variations | àkpàuchè |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Akpuuche ya anaghị arụzị ọrụ nke ọma.
His memory does not work well anymore.
Ọrịa nne ya rịara hichapụrụ ihe niile dị n'akpauche ya.
Her mother's sickness deleted everything in her memory.
Ibe dotere ihe niile mere n'etiti ya na nwanne ya nwoke na afọ iri gara aga n'akpauche ya.
Ibe kept everything that happened between him and his brother ten years ago in his memory.
Ihe niile ọ gwara m, dị n'akpauche m.
Everything he told me, is in my memory.
échìchè
echìchè
Word | echìchè |
Definitions | Noun 快 1.thinking; thought |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Oke echiche na-ebute ọbaramgbalielu.
Too much thinking causes high blood pressure.
Echiche chukwu n'isi gị amaka.
God's thought for you is very good.
Echiche ya gbagọrọ agbagọ.
His thinking is crooked.
Ọ nọ n'echiche mgbe m hụrụ ya.
He was in thoughts when I saw him.
Ugbua bụ mgbe ị ga-eji chee echiche maka ndụ gị.
Now is the time to think about your life.
Ọ bụ oke echiche gburu nwaanyị ahụ.
It is over thinking that killed that woman.
Echiche mmadụ chere gbuo onwe ya abụghị otu ụbọchị ka o chere ya.
The thought one had after which he killed himself was not thought in one day. (Proverb)
Chebara ihe m gwara gị echiche.
Think about what I told you.
óbì
obì
Word | obì |
Definitions | Noun 心 1.heart; chest 2.mind; desire; wish 3.core |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Kwuo ihe dị gị n' obi.
Say what is on your mind.
Ihe ahụ bụ obi nsogbu anyị na-enwe ugbua.
That it's core of the problem we are having now.
Obi na-agbapụ̣ta ọbara.
The heart pumps out blood.
Kwuo obi gị.
Speak your mind.
Ọ kụrụ ya aka n'obi.
He hit him on the chest.
Ihe ahụ mere ka obi daa ya mba.
That incident discouraged him.
Obi gbawara ya oge di ya nwụrụ.
She was heartbroken when the husband died.
O nweghi obi.
He does not have a heart.
Obi siri ya ike.
He is stronghearted.
Obi adịghị m mma.
I am not happy.