ùbùbé
ùbùbe
Word | ùbùbe |
Definitions | Noun 1.ladder |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ndị ohi ahụ ji ubube ahụ rịbanye n'ụlọ Emeka.
Ndị ohi ahụ ji ubube ahụ rịbanye n'ụlọ Emeka.
That thieves used a ladder to climb into Emeka's house.
Onye buuru ubube anyị?
Onye buuru ubube anyị?
Who carried our ladder?
Onye na-edozi ọkụ ahụ na-achọ ubube.
Onye na-edozi ọkụ ahụ na-achọ ubube.
That electrician is looking for a ladder.
Ubube a toro ogologo.
Ubube a toro ogologo.
This ladder is long.
Anyị na-eji achara eme ubube n'obodo anyị.
Anyị na-eji achara eme ubube n'obodo anyị.
We use bamboo in constructing ladder in our village.
Webata ubube ahụ ma ị ghọrọcha oroma.
Webata ubube ahụ ma ị ghọrọcha oroma.
Bring in the ladder after plucking the oranges.
Onye nwe ubube a?
Onye nwe ubube a?
Who has this ladder?
O si n'ubube ahụ daa.
O si n'ubube ahụ daa.
He fell from that ladder.
Ubube ahụ esighị ike.
Ubube ahụ esighị ike.
That ladder is not strong.
E ji ubube arịgo elu mgbidi.
E ji ubube arịgo elu mgbidi.
Ladder is used to climb a wall.