úbòṃ
ubòm̀
Word | ubòm̀ |
Definitions | Noun 殺 1.sandy soil |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụmụaka na-egwu egwu n'ubom.
Ụmụaka na-egwu egwu n'ubom.
Children play on sandy soil.
Ubom adịghị mma maka ọrụugbo.
Ubom adịghị mma maka ọrụugbo.
Sandy soil is not good for farming.
E ji aja ubom akpụ blọọkụ
E ji aja ubom akpụ blọọkụ
We mould blocks with sandy soil.
Ubom na-aṅụ mmiri nke ọma.
Ubom na-aṅụ mmiri nke ọma.
Sandy soil absorbs water very well.
Ubom na-ere ọkụ ma anwụ chaa ya.
Ubom na-ere ọkụ ma anwụ chaa ya.
Sandy soil is hot when bitten by the sun
áró
arō
Word | arō |
Definitions | Noun 1.big metal/iron gong with a pointed end [musical instrument] |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ndi otu egwu anyị nwere nnukwu aro.
Ndi otu egwu anyị nwere nnukwu aro.
Our dance group has a big metal gong.
Aro ahụ mebiri emebi.
Aro ahụ mebiri emebi.
The metal gong is spoilt.
Aro bụ ngwa egwu.
Aro bụ ngwa egwu.
Aro is a musical instrument
Ụmụnwaanyị obodo m na-akụ aro ma ha nwee ọgbakọ.
Ụmụnwaanyị obodo m na-akụ aro ma ha nwee ọgbakọ.
The women in my village plays metal gong when they have meeting.
Aro a, anaghị adasi ike.
Aro a, anaghị adasi ike.
This metal gong is not loud.
Amaechi maara akụ aro.
Amaechi maara akụ aro.
Amaechi knows how to play the metal gong.
Ụlọọka anyị nwere aro.
Ụlọọka anyị nwere aro.
Our church has metal gong.