úbìrì
ubìrì
| Word | ubìrì |
| Definitions | Noun 密㣋軒 1.belch; an act of belching |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Ubìrì ahụ dasiri ike.
Ubìrì ahụ dasiri ike.
That belch was loud.
Onye riri agwa na-adụkarị ubiri.
Onye riri agwa na-adụkarị ubiri.
Anybody who eats beans belches always.
Onye dụrụ ubiri?
Onye dụrụ ubiri?
Who belched?
Ụda ubiri na ahụrụ abụghị otu ihe.
Ụda ubiri na ahụrụ abụghị otu ihe.
Belch sound is different from fart sound.
Ọ dịghị mma ịdụ ubiri n'ọha.
Ọ dịghị mma ịdụ ubiri n'ọha.
It is not civil to belch in public.
Ubiri o biri gosiri na afọ ejula ya.
Ubiri o biri gosiri na afọ ejula ya.
The belch showed that he has eaten to satisfaction.