Nkọwa okwu logo
Beta

úbè

ubè

Wordubè
Definitions

Noun

1.spear; a pole weapon with a sharp point

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Enwere ike iji osisi pịa ube.

Enwere ike iji osisi pịa ube.

Wood can be used for making of spear.

Nwoke ahụ mara ya ube.

Nwoke ahụ mara ya ube.

That man stabbed him with spear.

Ube na-eto ogologo.

Ube na-eto ogologo.

Spear is long in length.

Nna m na-edowe ube ya ebe anya agaghị ahụ ya.

Nna m na-edowe ube ya ebe anya agaghị ahụ ya.

My father keeps his spear where eyes can't see.

Ube m adịghzị nkọ?

Ube m adịghzị nkọ?

My spear is no longer sharp.

I nwere ube?

I nwere ube?

Do you have a spear?

ùbé

ùbe

Wordùbe
Definitions

Noun

1.pear (Pachylobus edulis or Dacryodes edulis); safou; African pear; butterfruit.

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Achọrọ m ịracha ube.

Achọrọ m ịracha ube.

I want to lick pear.

Osisi ube anyị anyị anaghị amịtazị mkpụrụ.

Osisi ube anyị anyị anaghị amịtazị mkpụrụ.

Our pear tree no longer produce fruit.

A na-eru ube n'ọkụ.

A na-eru ube n'ọkụ.

Pear is softened in fire.

E ji ube ata ọka.

E ji ube ata ọka.

Maize is eaten with pear.

Ugbua bụ oge ube ji apụta.

Ugbua bụ oge ube ji apụta.

Now is the season for pear.

ùbé

ùbe

Wordùbe
Definitions

Noun

1.cry; howl; the sound made by an animal or a device or a toy

Related Terms
Word Stems

Examples

Anụrụ m ube ikwiikwii.

Anụrụ m ube ikwiikwii.

I heard the howl of an owl.

àkü

àkụ

Wordàkụ
Definitions

Noun

1.arrow

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ahụbeghị m onye ji otu akụ gbagbuo nnụnụ abụọ.

Ahụbeghị m onye ji otu akụ gbagbuo nnụnụ abụọ.

I have not seen one who used one arrow to kill two birds.

Akụ ya pịrị ọnụ.

Akụ ya pịrị ọnụ.

His arrow is pointed

Ha ji akụ ha gbagbuo ọtụtụ mmadụ.

Ha ji akụ ha gbagbuo ọtụtụ mmadụ.

They killed so many people with their arrows.

Akụ ya enwetaghị nnụnụ ahụ.

Akụ ya enwetaghị nnụnụ ahụ.

His arrow did not get the bird.

Nye m akụ.

Nye m akụ.

Give me my arrow.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.