ųnyàáhų
ụ̀nyàahụ̀
| Word | ụ̀nyàahụ̀ |
| Definitions | Noun 寇脅吟 1.yesterday |
| Variations | ụnyahụ̀ |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Kedụ aha ndị ahụ bịara ụnyaahụ?
Kedụ aha ndị ahụ bịara ụnyaahụ?
What are the names of the people that came yesterday?
Emeka bịara be m ụnyaahụ.
Emeka bịara be m ụnyaahụ.
Emeka came to my place yesterday.
Ebere, gịnị mere ụnyaahụ?
Ebere, gịnị mere ụnyaahụ?
Ebere, what happened yesterday?
Mmiri zoro ụnyaahụ.
Mmiri zoro ụnyaahụ.
It rained yesterday.
O churu mmiri ụnyaahụ.
O churu mmiri ụnyaahụ.
She fetched water yesterday.
Ọ bụ ụnyaahụ ka ihe niile a mere?
Ọ bụ ụnyaahụ ka ihe niile a mere?
Was it yesterday that all these happened?
Ọ mụrụ nwa ụnyaahụ.
Ọ mụrụ nwa ụnyaahụ.
She gave birth yesterday.
E nyere ndị bịara ụnyaahụ ego.
E nyere ndị bịara ụnyaahụ ego.
Those who came yesterday were given money.
Ọ zụụrụ ụgbaala ahụ ụnyaahụ.
Ọ zụụrụ ụgbaala ahụ ụnyaahụ.
He bought that car yesterday.
Ụnyaahụ ka nne m bịara.
Ụnyaahụ ka nne m bịara.
My mother came yesterday.
O gburu ehi ụnyaahụ.
O gburu ehi ụnyaahụ.
She killed a cow yesterday.
Afọ sara m ụnyaahụ.
Afọ sara m ụnyaahụ.
I had running stomach yesterday.
àsï
àsị
| Word | àsị |
| Definitions | Noun 臆 1.a false information; lie |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ihe ọ gwara gị bụ asị.
Ihe ọ gwara gị bụ asị.
What he told you is a lie.
Ọ maghị etu esi àsị àsị
Ọ maghị etu esi àsị àsị
He doesn't know how to lie.
Ịtụ asị adịghị mma.
Ịtụ asị adịghị mma.
To lie is not good.
Asị ọ tụrụ bụ ihe mere nna ya ukwu ji chụọ ya n'ọrụ.
Asị ọ tụrụ bụ ihe mere nna ya ukwu ji chụọ ya n'ọrụ.
The lies he told made his boss to sack him from work.
Ọ sịrị asị mgbe ejidere ya.
Ọ sịrị asị mgbe ejidere ya.
He lied when he was caught.
O ji asị ere ahịa.
O ji asị ere ahịa.
He sells market with lie.