ümųnwāányï
ụmụ̀nwaanyị
Word | ụmụ̀nwaanyị |
Definitions | Noun 供子女 1.women 2.girls |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ụmụnwaanyị obodo anyị amaka.
Ụmụnwaanyị obodo anyị amaka.
The women of our country are so beautiful.
Nne m mụrụ ụmụnwaanyị atọ.
Nne m mụrụ ụmụnwaanyị atọ.
My mother gave birth to three girls.
Ọtụtụ ụmụnwaanyị abaịaghị.
Ọtụtụ ụmụnwaanyị abaịaghị.
Many women did not come.
Achọrọ m ịhụ ụmụnwaanyị niile.
Achọrọ m ịhụ ụmụnwaanyị niile.
I want to see all the women.