Nkọwa okwu logo
Beta

ųlàrį

ụ̀làrị̀

Wordụ̀làrị̀
Definitions

Noun

1.silk

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Achọghị m nke ụlarị.

Achọghị m nke ụlarị.

I don't want the silk one.

Wetara m akwa ụlarị ahụ dị n'elu oche.

Wetara m akwa ụlarị ahụ dị n'elu oche.

Bring that silk fabric, on the chair, for me.

E nwere ụdị ụlarị dị iche iche.

E nwere ụdị ụlarị dị iche iche.

There are different types of silk.

Achọrọ m nke ụlarị ahụ dị oji.

Achọrọ m nke ụlarị ahụ dị oji.

I want the silk, black one.

Ọ ga-ama mma n'ụlarị.

Ọ ga-ama mma n'ụlarị.

It will be beautiful in silk.

Onye nwe akwa ụlarị a?

Onye nwe akwa ụlarị a?

Who has this silk cloth?

įchàfų

ị̀chàfụ̀

Wordị̀chàfụ̀
Definitions

Noun

1.a piece of cloth worn on the head or neck as a covering; head tie; scarf

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Achọrọ m ịchafụ ojii.

Achọrọ m ịchafụ ojii.

I want a black headtie.

O keghị ịchafụ bịa ụka ụbọchị ahụ.

O keghị ịchafụ bịa ụka ụbọchị ahụ.

She didn't tie headtie to church that day.

Ahụghị m ịchafụ ahụ ọzọ.

Ahụghị m ịchafụ ahụ ọzọ.

I could not find that headtie.

Ada zụtara ịchafụ ọhụrụ.

Ada zụtara ịchafụ ọhụrụ.

Ada bought a new headtie.

Enwere m ịchafụ abụọ.

Enwere m ịchafụ abụọ.

I have two headties.

Ịchafụ a ruru unyi.

Ịchafụ a ruru unyi.

This headtie is dirty.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.