Nkọwa okwu logo
Beta

ükpö

ụkpọ̄

Wordụkpọ̄
Definitions

Noun

1.hard, roundish, black seed used in preparing soup (Mucuna Sloanei)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị̣ tere ofe ụkpọ.

Anyị̣ tere ofe ụkpọ.

We cooked ụkp̣ọ soup.

Ụkpọ na-enye ihe n'ahụ.

Ụkpọ na-enye ihe n'ahụ.

Ụkpọ has nutritional value.

E ji ụkpọ arọ ofe.

E ji ụkpọ arọ ofe.

Ụkpọ is used for thickening of soup.

Ụfọdụ mmadụ anaghị eri ofe ụkpọ.

Ụfọdụ mmadụ anaghị eri ofe ụkpọ.

Some people doesn't eat soup prepared with ụkpọ.

Nne m kọrọ ụkpọ n'ugbo anyị.

Nne m kọrọ ụkpọ n'ugbo anyị.

My mother planted ụkpọ in our farm.

ųkpö

ụ̀kpọ

Wordụ̀kpọ
Definitions

Noun

1.dried okra

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ị maara etu esi agba ụkpọ n'anwụ?

Ị maara etu esi agba ụkpọ n'anwụ?

Do you know how to sun dry okra?

Nne m kponyere ụkpọ ya na nkata.

Nne m kponyere ụkpọ ya na nkata.

My mother put her dried okra in a basket.

E ji ụkpọ ete ofe.

E ji ụkpọ ete ofe.

Dried okra is used in cooking soup.

Eji ofe ụkpọ mara ndị be anyị.

Eji ofe ụkpọ mara ndị be anyị.

Our people are known for dried okra soup.

Ụkpọ anyị agwụla.

Ụkpọ anyị agwụla.

Our dried okra is finished.

Ụkpọ mmiri metụrụ na-ama ebu.

Ụkpọ mmiri metụrụ na-ama ebu.

Dried okra that water touches becomes mucous.

àkàkpǫ

àkàkpọ̀

Wordàkàkpọ̀
Definitions

Noun

1.stunted growth

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Akakpọ ̣nwoke na nwaanyị ahụ lụrụ onwe ha.

Akakpọ ̣nwoke na nwaanyị ahụ lụrụ onwe ha.

The dwarf man and woma married each other.

Ịkpụ akapọ isi na-esi ike.

Ịkpụ akapọ isi na-esi ike.

Shaving a dwarf is challenging.

Akakpọ dị n'ezinụlọ ha.

Akakpọ dị n'ezinụlọ ha.

Dwarfism is in their family.

Ha mụrụ akakpọ.

Ha mụrụ akakpọ.

They gave birth to a dwarf.

Nne ya ochie bụ akakpọ.

Nne ya ochie bụ akakpọ.

Her grandmother is a dwarf.

úkpò

ukpò

Wordukpò
Definitions

Noun

1.aroma

Related Terms
Word Stems

Examples

Ukpo ofe ahụ mara mma.

Ukpo ofe ahụ mara mma.

The aroma of the soup is good.

ùkpò

ùkpò

Wordùkpò
Definitions

Noun

1.ridge; bed or plot for growing vegetables

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ejiọfọ kọrọ ukpo ebe ọ ga-adụ akwụkwọ nri.

Ejiọfọ kọrọ ukpo ebe ọ ga-adụ akwụkwọ nri.

Ejiọfọ made ridges where he will plant vegetables.

Nnaemeka kọrọ ukpo, ọ kọghị mkpuru.

Nnaemeka kọrọ ukpo, ọ kọghị mkpuru.

Nnaemeka made ridges not mounds.

Ha rụrụ ukpo iji gbochie mmiri.

Ha rụrụ ukpo iji gbochie mmiri.

The constructed bridges to check erosion.

Ukpo ya buchara ibu.

Ukpo ya buchara ibu.

The ridges are big.

ùkpóò

ùkpoò

Wordùkpoò
Definitions

Noun

1.hook and line [for catching fish]

Related Terms
Word Stems

Examples

Azụ tabiri ukpoo m.

Azụ tabiri ukpoo m.

A fish cut my hook and line.

Enwere m ukpoo abụọ.

Enwere m ukpoo abụọ.

I have two hooks

Asadụ ji ukpoo ya nwụde azụ.

Asadụ ji ukpoo ya nwụde azụ.

Asadụ caught fish with his hook and line

Ọ gwara ha see ukpoo n' ule ahụ.

Ọ gwara ha see ukpoo n' ule ahụ.

He told them to draw hook and line in that exam.

Azụ ahụ loro ukpoo m.

Azụ ahụ loro ukpoo m.

The fish swallowed my hook.

Ukpoo m danyere na mmiri.

Ukpoo m danyere na mmiri.

My hook fell inside the water.

Onye ji ukpoo m?

Onye ji ukpoo m?

Who has my hook?

ǹkò

ǹkò

Wordǹkò
Definitions

Noun

寏擬

1.hook

Related Term
Word Stem

Examples

Jiri nwayọọ wepụ nko ahụ.

Jiri nwayọọ wepụ nko ahụ.

Remove that hook gently.

Ụkamaka, wetere m nko m.

Ụkamaka, wetere m nko m.

Ukamaka, bring my hook.

Wetara m nko.

Wetara m nko.

Bring hook for me.

Nko ahụ kụtara azụ.

Nko ahụ kụtara azụ.

That hook caught a fish.

E ji nko egbu azụ.

E ji nko egbu azụ.

Fish is killed with hook

O ji nko egwu egwu.

O ji nko egwu egwu.

He is playing with hook.

Azụ a loro nko m.

Azụ a loro nko m.

This fish swallowed my hook.

Nko ahụ merụrụ ya ahụ.

Nko ahụ merụrụ ya ahụ.

The hook wounded her.

Enwere m nko azụ.

Enwere m nko azụ.

I have a fishing hook.

àkáǹshį

àkaǹshị̀

Wordàkaǹshị̀
Definitions

Noun

1.dwarf, short stature and stocky

Related Term
Word Stem

Examples

Akanshị ahụ na-atọ ọchị.

Akanshị ahụ na-atọ ọchị.

That dwarf is funny.

Ọ bụ akanshị juru obodo ha.

Ọ bụ akanshị juru obodo ha.

Dwarfs are many in their village.

Egbuna bụ akanshị.

Egbuna bụ akanshị.

Egbuna is a dwarf.

Ndị akanshị na-enwekarị nnukwu isi.

Ndị akanshị na-enwekarị nnukwu isi.

Dwarfs usually have big head.

Anyị nwere akanshị abụọ n'ụlọ anyị.

Anyị nwere akanshị abụọ n'ụlọ anyị.

We have two dwarfs in our house.

Tụọ ndị akanshị ụjọ.

Tụọ ndị akanshị ụjọ.

Be scared of dwarfs

Nwoye mụrụ akanshi.

Nwoye mụrụ akanshi.

Nwoye gave birth to a dwarf.

Akanshi ahụ maara agba egwu.

Akanshi ahụ maara agba egwu.

That dwarf knows how to dance.

Anyị na akanshị bakọrọ moto.

Anyị na akanshị bakọrọ moto.

We entered the same bus with a dwarf.

Akanshị mara m ụra.

Akanshị mara m ụra.

A dwarf slapped me.

Onyenkụzi m bụ akanshi.

Onyenkụzi m bụ akanshi.

My teacher is a dwarf.

Ibe bụ akanshi.

Ibe bụ akanshi.

Ibe is a dwarf.

Ọ na-alụ akanshị.

Ọ na-alụ akanshị.

He is marrying a dwarf.

Ugo bụ akanshị mana ọ mara mma.

Ugo bụ akanshị mana ọ mara mma.

Ugo is a dwarf but she is beautiful.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.