ükpà
ụkpà
Word | ụkpà |
Definitions | Noun 1.a nut with a hard, black shell and a white nut inside of it; African walnut |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
No examples
ųkpá
ụ̀kpa
Word | ụ̀kpa |
Definitions | Noun 1.native long basket for carrying food items [especially yams] |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ji ahụ juru ụkpa.
Ji ahụ juru ụkpa.
The yam filled the basket
Nne m bu ụkpa anyị jee ugbo.
Nne m bu ụkpa anyị jee ugbo.
My mother carried our long basket to the farm.
Nna m nwere nnukwu ụkpa ji.
Nna m nwere nnukwu ụkpa ji.
My father has a big basket of yam.
Ụkpa ya ejula.
Ụkpa ya ejula.
His long basket is full.
Mz. Ezenwa na-ere ụkpa.
Mz. Ezenwa na-ere ụkpa.
Mr. Ezenwa sells basket.
O rechaghị ji o bu n' ụkpa.
O rechaghị ji o bu n' ụkpa.
She didn't sell all the yam in the long basket.
ǫgbǫnǫ
ọ̀gbọ̀nọ̀
Word | ọ̀gbọ̀nọ̀ |
Definitions | Noun 順 1.seed of wild mango (ugirī) fruit (Irvingia gabonensis) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Amabughị m na ọgbọnọ bụ mkpụrụ ugiri.
Amabughị m na ọgbọnọ bụ mkpụrụ ugiri.
I didn't know that ogbono is the nut of wild mango.
E ji ọgbọnọ sie ofe ọkwụrụ ahụ.
E ji ọgbọnọ sie ofe ọkwụrụ ahụ.
That okra soup was cooked with wild mango fruit.
Eji ofe ọgbọnọ kwụsị ya ara.
Eji ofe ọgbọnọ kwụsị ya ara.
Ọgbọnọ soup was used to wean her.
Weta ọgbọnọ ahụ ebea.
Weta ọgbọnọ ahụ ebea.
Bring that wild mango fruit here.
Suo ọgbọnọ ahụ esu.
Suo ọgbọnọ ahụ esu.
Pound that wild mago fruit.
ųbįàṃ
ụ̀bị̀àm̀
Word | ụ̀bị̀àm̀ |
Definitions | Noun 1.poverty; pauperism; poor |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọnọdụ ụbịam mụ ụgbụa pụrụ ime ka m zuo ohi.
Ọnọdụ ụbịam mụ ụgbụa pụrụ ime ka m zuo ohi.
The state of my poverty now can make be steal.
Agba nọ n'ụbịam ime mmụọ.
Agba nọ n'ụbịam ime mmụọ.
Agba is in spiritual poverty.
Ụbịam na-echi nwoke ahụ ọnụ n'ala.
Ụbịam na-echi nwoke ahụ ọnụ n'ala.
Poverty is dealing with the man.
Ị bụ onye ụbịam.
Ị bụ onye ụbịam.
You are a poor man.
Ụbịam bụ ajọ ọrịa.
Ụbịam bụ ajọ ọrịa.
Poverty is a disease.
ógbènyèönüńtü
ogbènyèọnụntụ̄
Word | ogbènyèọnụntụ̄ |
Definitions | Nominal Modifier 1.being extremely poor enough to need help from people or having no material possessions; destitute |
Variations | ogbènyè ọnụ ntụ̄ |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ha bụ ogbenyeọnụntụ.
Ha bụ ogbenyeọnụntụ.
They are destitute.
Ọ na-enyere ndị ogbenyeọnụntụ aka
Ọ na-enyere ndị ogbenyeọnụntụ aka
He helps the destitutes
A na m eji aka abụọ eti ọfọ, ọ bụ m ka ihe na-esinarịchara ike?
A na m eji aka abụọ eti ọfọ, ọ bụ m ka ihe na-esinarịchara ike?
Am I going to use an ọfọ sick with my both hands, am I the most wretched person?