Nkọwa okwu logo
Beta

ǫkázï

ọ̀kazị̄

Wordọ̀kazị̄
Definitions

Noun

1.wild spinach leaves or tree (Gnetum africanum)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Nkechi ji ọkazị sie ofe Owere ahụ.

Nkechi ji ọkazị sie ofe Owere ahụ.

Nkechi used wild spinach to cook that Owerri soup.

Nne m kọrọ osisi ọkazị n'azụ ụlọ anyị.

Nne m kọrọ osisi ọkazị n'azụ ụlọ anyị.

My mother planted wild spinach tree at the back of our house.

Ọkazị bụ akwụkwọnri na-agalaọnụ n'ahịa obodo m.

Ọkazị bụ akwụkwọnri na-agalaọnụ n'ahịa obodo m.

Wild spinach is an expensive vegetable in my village market.

Ofe ọkazị na-atọ ụtọ.

Ofe ọkazị na-atọ ụtọ.

Ọkazị soup is delicious.

Biko kpọọ onye ọkazị ahụ.

Biko kpọọ onye ọkazị ahụ.

Please call that spinach person/seller.

Ọkazị bụ akwụkwọ nri.

Ọkazị bụ akwụkwọ nri.

Okazi is an edible leaf/vegetable.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.