ükà
ụkà
Word | ụkà |
Definitions | Noun 粧 1.speech; address, discourse; talk; 2.trouble |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A sị m na anaghị abịa. Ọ bụ ụka dịrị gị?
A sị m na anaghị abịa. Ọ bụ ụka dịrị gị?
I said I won't come. Is it your trouble?
Biko, na emume a anyị na-akwado ime, anyị achọghị oke ụka.
Biko, na emume a anyị na-akwado ime, anyị achọghị oke ụka.
Please, in this programe we are preparing to do, we do not want too much talk.
Biko, weghachi uri anya ahụ. Achọghị m ụka Adanna.
Biko, weghachi uri anya ahụ. Achọghị m ụka Adanna.
Please, take back that eye pencil. I do not want Adanna's trouble.
Ụka ya dị mma.
Ụka ya dị mma.
His speech is okay.
Kedụ ihe e kwuru n'ụka taa?
Kedụ ihe e kwuru n'ụka taa?
What was said today's discussion?
Achọghị m ụka gị.
Achọghị m ụka gị.
I do not want you trouble.
Ike ụka adịghị m.
Ike ụka adịghị m.
I do not have the strength for too much talk.
üká
ụka
Word | ụka |
Definitions | Nominal Modifier 頃 1.sour |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Echezọna riri ofe ụka maka agụrụ na-agụ ya.
Echezọna riri ofe ụka maka agụrụ na-agụ ya.
Echezona ate a sour soup because he was hungry.
üká
ụka
Word | ụka |
Definitions | Nominal Modifier 1.vertical; upright (position) 2.protruded; pointed |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Igwe bụ onye Ụka Ọdịnala.
Igwe bụ onye Ụka Ọdịnala.
Igwe is a traditionalist.
Ọ nọ ebe a, m na-achọ ya ụka na uhere.
Ọ nọ ebe a, m na-achọ ya ụka na uhere.
It was here and I was looking for it vertically and horizontally.
O nwere ekwe ụka.
O nwere ekwe ụka.
He has a protruded hind head.
Dinanụ ụka.
Dinanụ ụka.
Lie vertical.
Nkwụ ụka daa n'ala nwaanyị arịa ya elu.
Nkwụ ụka daa n'ala nwaanyị arịa ya elu.
When an upright palm falls to the ground, a woman climbs it.
ükà
ụkà
Word | ụkà |
Definitions | Noun 1.church, The Church |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị jere ụka taata.
Anyị jere ụka taata.
We went to church today.
ńkàtá
nkàta
Word | nkàta |
Definitions | Noun 㪛 1.chat; conversation |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nkata adịghị agwụ agwụ n'ọnụ ha.
Nkata adịghị agwụ agwụ n'ọnụ ha.
There is no end to gossip in their mouths.
Ike ịkpa nkata dị m oge niile.
Ike ịkpa nkata dị m oge niile.
I always have the ability to chat all the time.
ókwúnųükà
okwunụ̀ụkà
Word | okwunụ̀ụkà |
Definitions | Noun 依畝粧 1.quarrel; dispute; argument; issue |
Variations | okwunaụka |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Anyị achọghị okwunụụka.
Anyị achọghị okwunụụka.
We don't want any dispute.
Unu abụọ mee udo n'ihi na o nweghị ihe eji okwunụka eme.
Unu abụọ mee udo n'ihi na o nweghị ihe eji okwunụka eme.
Both of you should reconcile because quarrel is not beneficial.
Ọ dịka okwunụụka na-amasị gị.
Ọ dịka okwunụụka na-amasị gị.
It seems you like quarrel.
Ada bụ onye okwunụụka.
Ada bụ onye okwunụụka.
Ada is a troublesome person.
Amadị na ọtụtụ mmadụ nọ n'okwunụụka.
Amadị na ọtụtụ mmadụ nọ n'okwunụụka.
Amadi and so many people are in dispute.
O nweghị enyi, oge ọbụla ka ọ nọ n'okwunụụka.
O nweghị enyi, oge ọbụla ka ọ nọ n'okwunụụka.
He doesn't have friends, he's in dispute all the time.
ákükö
akụkọ
Word | akụkọ |
Definitions | Noun 訟 1.story; tale |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ị nụla akụkọ ọhụụ?
Ị nụla akụkọ ọhụụ?
Have you heard the new story?
Akụkọ ahụ adịghị ụtọ.
Akụkọ ahụ adịghị ụtọ.
That story is not interesting.
Akụkọ kọrọ na ọ bụ ime mkpuke ka e ji mụọ ya.
Akụkọ kọrọ na ọ bụ ime mkpuke ka e ji mụọ ya.
Story has it that he was birth to as a result of unwanted pregnancy.
Achọghị m akụkọ ahụ ugbu a.
Achọghị m akụkọ ahụ ugbu a.
I do not want that story now.
Kedụ ụdị akụkọ dị ihe a?
Kedụ ụdị akụkọ dị ihe a?
What type of story is this?
Nne m ochie kọrọ m akụkọ ahụ mgbe m bụ nwata.
Nne m ochie kọrọ m akụkọ ahụ mgbe m bụ nwata.
My grandmother told me that story when I was a kid.
Achọghị m ogologo akụkọ.
Achọghị m ogologo akụkọ.
I do not want stories.
Akụkọ na-adị Ngene mma n'ọnụ.
Akụkọ na-adị Ngene mma n'ọnụ.
Ngene likes telling stories.
Anyị achọghị ogologo akụkọ
Anyị achọghị ogologo akụkọ
We don't want long stories.
Ọ bụ Chike dere akụkọ ahụ.
Ọ bụ Chike dere akụkọ ahụ.
It is Chike that wrote that story.
Kọọrọ m akụkọ.
Kọọrọ m akụkọ.
He told me a story.
Akụkọ a na-eyi egwu.
Akụkọ a na-eyi egwu.
This story is frightening.
O bere akwa ka ọ nụcha akụkọ ahụ.
O bere akwa ka ọ nụcha akụkọ ahụ.
She cried after listening to that story.
Amụtara m ọtụtụ ihe n'akụkọ ahụ.
Amụtara m ọtụtụ ihe n'akụkọ ahụ.
I learnt a lot of things from that story.
Akụkọ ahụ na-atọ ọchị.
Akụkọ ahụ na-atọ ọchị.
That story is funny.
Ọ na-akọ akụkọ.
Ọ na-akọ akụkọ.
She is telling a story.
Akụkọ ahụ dị ụtọ.
Akụkọ ahụ dị ụtọ.
That story is interesting.
Achọghị m akụkọ ahụ ugbu a.
Achọghị m akụkọ ahụ ugbu a.
I don't want that story now.
Anụla m akụkọ ahụ mbụ.
Anụla m akụkọ ahụ mbụ.
I have heard that story before.
Akụkọ ahụ abụghị ihe mere eme.
Akụkọ ahụ abụghị ihe mere eme.
That story is not real.
Ọ bụ akụkọ ochie, o meghi taa.
Ọ bụ akụkọ ochie, o meghi taa.
It is an old story, it didn't happen today.
ókwú
okwu
Word | okwu |
Definitions | Noun 依 1.speech 2.affair; matter; dispute; quarrel |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Okwu ya gbara ọkpụrụkpụ.
Okwu ya gbara ọkpụrụkpụ.
His speech was substantial.
Mụ na Mbaka enweghị okwu.
Mụ na Mbaka enweghị okwu.
I have no issues with Mbaka.
Enwere okwu m chọrọ Ka anyị kwuo.
Enwere okwu m chọrọ Ka anyị kwuo.
There is an issue I want us to discuss
Achọghị m ịnụ okwu ahụ ọzọ.
Achọghị m ịnụ okwu ahụ ọzọ.
I do not want to hear that matter again.
àhüájá
àhụajā
Word | àhụajā |
Definitions | Noun 頑始 1.wall; walls of a house |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Kụọ ntu n'ahụaja ebe a.
Kụọ ntu n'ahụaja ebe a.
Drive the nail into the wall here.
Lee ngwere na-arị n'ahụaja.
Lee ngwere na-arị n'ahụaja.
See a lizard that is crawling on the wall.
Adadoro m azụ n'ahụaja.
Adadoro m azụ n'ahụaja.
I leaned my back on the wall.
Nwata a kụrụ isi n'ahụaja.
Nwata a kụrụ isi n'ahụaja.
This child hit his head on the wall.
Ahụaja a abụghị ebe a na-amụ ide ihe.
Ahụaja a abụghị ebe a na-amụ ide ihe.
This wall is not a place to learn writing.
Amadokwala foto ọbụla n'ahụaja a.
Amadokwala foto ọbụla n'ahụaja a.
Do not paste any picture on this wall.
Kpụruo ya n'ahụaja.
Kpụruo ya n'ahụaja.
Push it to the wall.
Kedu onye tere ihe a n'ahụaja a?
Kedu onye tere ihe a n'ahụaja a?
Who rubbed this on this wall?
Ahụaja gị amaka.
Ahụaja gị amaka.
Your girlfriend is beautiful.
Onye dere ihe n'ahụaja a?
Onye dere ihe n'ahụaja a?
Who wrote on this wall?
Zodo ụkwụ n'ahụaja.
Zodo ụkwụ n'ahụaja.
Do enjoy your sex.
Ahụaja ahụ esighi iike.
Ahụaja ahụ esighi iike.
That wall is not strong.
Tapawa ihe ahụ n'ahụaja.
Tapawa ihe ahụ n'ahụaja.
Paste that thing on the wall.
Obi chere ihu n'ahụaja.
Obi chere ihu n'ahụaja.
Obi faced the wall.
Ha dadoro n'ahụaja.
Ha dadoro n'ahụaja.
They leaned on the wall.
Ahụaja ahụ na-acha anụnụ anụnụ.
Ahụaja ahụ na-acha anụnụ anụnụ.
The color of that wall is blue.