ókwúnükà
okwunụkà
Word | okwunụkà |
Definitions | Noun 1.trouble making(er), problem, issue |
Variations | okwunaụka |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Agọzie bu onye okwunụka.
Agọzie bu onye okwunụka.
Agọzie is a trouble maker.
Ndị mmadụ na-eze ya eze maka na ọ bụ onye okwunụka.
Ndị mmadụ na-eze ya eze maka na ọ bụ onye okwunụka.
People avoid him because he is a trouble maker.
Kedu mgbe ị ga-echegharị na okwunụka?
Kedu mgbe ị ga-echegharị na okwunụka?
When will you repent from making troubles?
Ndidi na-enwe okwunụka oge ọbụla.
Ndidi na-enwe okwunụka oge ọbụla.
Ndidi is always having issues.
Nne na nna ya bụ ndị eji okwunụka mara.
Nne na nna ya bụ ndị eji okwunụka mara.
Her parents are known for trouble making.