üdà
ụdà
Word | ụdà |
Definitions | Noun 㧰 1.bitter wood plant (Xylopia aethiopica (Dunal) A. Rich) with whose fruit has a strong aroma in comes in a small curled pod; 2.fruit from the bitter wood plant (Xylopia aethiopica (Dunal) A. Rich) |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Anaghị m eri nri e ji ụda sie.
Anaghị m eri nri e ji ụda sie.
I don't eat food cooked with ụda.
Ukpo ụda a mara mma.
Ukpo ụda a mara mma.
The aroma of this ụda is good.
Ọ maghị ihe a na-akpọ ụda.
Ọ maghị ihe a na-akpọ ụda.
He doesn't know what is called ụda?
Zụtara m ụda.
Zụtara m ụda.
Buy ụda for me.
E ji ụda esi ofe nsara.
E ji ụda esi ofe nsara.
Uda is used in cooking white soup.
Ọ na-ere ụda ya oke ọnụ.
Ọ na-ere ụda ya oke ọnụ.
She sells her ụda costly.
Ụda ka nwaanyị ahụ mụrụ nwa ọhụrụ na-eri.
Ụda ka nwaanyị ahụ mụrụ nwa ọhụrụ na-eri.
The woman that put to bed eats ụda.
ųdà
ụ̀dà
Word | ụ̀dà |
Definitions | Noun 校 1.sound |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ụda ya dịzi iche.
Ụda ya dịzi iche.
Its sound is now different.
Ejiri m ụda ya were mata.
Ejiri m ụda ya were mata.
I knew it from the sound.
E kulitere m n'ụra mgbe m nụrụ ụda egbe ahụ.
E kulitere m n'ụra mgbe m nụrụ ụda egbe ahụ.
I woke up from sleep when i heard the sound of the gun.
Ụda egwu ahụ na-atọ ụtọ.
Ụda egwu ahụ na-atọ ụtọ.
The sound of that music is melodious.
Kụọ aka na-ada ụda.
Kụọ aka na-ada ụda.
Give a sounding clap.