Nkọwa okwu logo
Beta

ųchų

ụ̀chụ̀

Wordụ̀chụ̀
Definitions

Noun

1.bad omen/luck

2.eating something in the morning

Related Terms
Word Stems

Examples

Ụchụ gbara Emeka.

Ụchụ gbara Emeka.

Emeka has bad luck.

Ọ na-emecha ka onye ụchụ gbara.

Ọ na-emecha ka onye ụchụ gbara.

He behaves like someone with an ill luck.

Ụchụ anaghị agba onye na-efe Chineke.

Ụchụ anaghị agba onye na-efe Chineke.

One that worships God is not hit by ill luck.

Bịa ka anyị gbapụ ụchụ.

Bịa ka anyị gbapụ ụchụ.

Come, let us take breakfast.

Ụchụ agbakwala m taa.

Ụchụ agbakwala m taa.

Bad luck should not befall me today.

úchú

uchu

Worduchu
Definitions

Noun

寇績

1.industrious; perseverance; focus; diligence; concentration

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọ ga-adị mma ka anyị tinye uchu n'ihe a anyị na-eme.

Ọ ga-adị mma ka anyị tinye uchu n'ihe a anyị na-eme.

It will be good if we our mind on this thing we are doing.

Ijemma dị uchu.

Ijemma dị uchu.

Ijemma is industrious

A chụrụ ya n'ihi na ọ dịghị uchu.

A chụrụ ya n'ihi na ọ dịghị uchu.

He was sacked because he is not committed.

Onye na-adịghị uchu n'ọrụ na-enwekarị nsogbu

Onye na-adịghị uchu n'ọrụ na-enwekarị nsogbu

A person who is not committed to his work often runs into problems.

Ọ ga-adị mma ka anyị tinye uchu n'ihe a anyị na-eme.

Ọ ga-adị mma ka anyị tinye uchu n'ihe a anyị na-eme.

It will be good if we our mind on this thing we are doing.

Ndị be ha na-adị uchu.

Ndị be ha na-adị uchu.

Their people are industrious.

Òkè ga-erutegodu ndị kwụ ọtọ ma ya fọdụzịa ndị tukwu ala

Òkè ga-erutegodu ndị kwụ ọtọ ma ya fọdụzịa ndị tukwu ala

The people standing must first of all get their portion/shares before it is the turn of those squatting

ḿbǫ

mbọ̀

Wordmbọ̀
Definitions

Noun

1.effort; an attempt; perseverance; industrious

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Mbọ Echebiri na-agba mere m jiri nye ya ọrụ ahụ.

Mbọ Echebiri na-agba mere m jiri nye ya ọrụ ahụ.

The effort Echebiri puts in made me give him that job.

Ndị obodo anyị gbara mbọ ka egbuo ya.

Ndị obodo anyị gbara mbọ ka egbuo ya.

Our village people made an attempt to kill him.

Ọ gbaghị mbọ akwụkwọ.

Ọ gbaghị mbọ akwụkwọ.

He did not put in his best in education.

Ọ gbara mbọ mgbe ahụ siri ya ike.

Ọ gbara mbọ mgbe ahụ siri ya ike.

He had perserverance when he was strong in health.

Ọ na-agba mbọ.

Ọ na-agba mbọ.

He is industrious.

Onye agbaghị mbọ anaghị enwe ego.

Onye agbaghị mbọ anaghị enwe ego.

One does not struggle cannot be rich.

Ọgaranya ọ bụ taa bụ maka mbọ ọ gbara mgbe ọ dị na nwata.

Ọgaranya ọ bụ taa bụ maka mbọ ọ gbara mgbe ọ dị na nwata.

The rich man he is today is because of his efforts as a child.

Mbọ ọ gbara mechara bụrụ ihe efu.

Mbọ ọ gbara mechara bụrụ ihe efu.

The effort he made later became a waste.

Ojije na ọlịla adịghị ekwe okporo ụzọ taa ahụ

Ojije na ọlịla adịghị ekwe okporo ụzọ taa ahụ

Going and coming does not allow the pathway to be grow thin (be overtaken by weeds)

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.