ųchá
ụ̀cha
Word | ụ̀cha |
Definitions | Noun 1.colour of items, animals etc. |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
O nwere ụcha ọbaraọbara.
O nwere ụcha ọbaraọbara.
It has red colour.
öchá
ọcha
Word | ọcha |
Definitions | Adjective 麗 1.fair, light (complexion or color) 2.white |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ha were ya n'ọrụ maka na ọ dị ọcha.
Ha were ya n'ọrụ maka na ọ dị ọcha.
They employed her because she is fair in complexion.
Ụlọ ọcha ahụ bụ nke m.
Ụlọ ọcha ahụ bụ nke m.
The white house is mine.
Ụmụ ya niile na-acha ọcha.
Ụmụ ya niile na-acha ọcha.
All her children are fair in complexion.
Naanị ụmụnwaanyị ọcha na-amasị ya.
Naanị ụmụnwaanyị ọcha na-amasị ya.
Only fair complexioned women interests him.
ǫchá
ọ̀cha
Word | ọ̀cha |
Definitions | Noun 皇 1.the color, white; 2.fair in complexion; 3.clean [of a cloth] |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nke gị dị ọcha mana nke m dị oji.
Nke gị dị ọcha mana nke m dị oji.
Yours is white but mine is black.
Nye m nke ọcha.
Nye m nke ọcha.
Give me the white one.
Onye nwe ụgbọala ọcha a?
Onye nwe ụgbọala ọcha a?
Who has this white car?
Eze m dị ọcha
Eze m dị ọcha
My teeth are clean.
O yi akwa ọcha.
O yi akwa ọcha.
She is wearing a white dress.
Uwe m dị ọcha.
Uwe m dị ọcha.
My cloth is clean.
Ọ chara ọcha ka nne ya.
Ọ chara ọcha ka nne ya.
She is as fair as the mother.
Nye m ndị niile dị ọcha.
Nye m ndị niile dị ọcha.
Give me all the white ones.
Nneka dị ọcha.
Nneka dị ọcha.
Nneka is fair.