ųtǫ
ụ̀tọ̀
Word | ụ̀tọ̀ |
Definitions | Noun 寇享 1.layout; guideline; template; pattern; outline |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ụtọ edemede a doro anya.
Ụtọ edemede a doro anya.
The layout of this write-up is clear.
O nyere m ụtọ e ji esi ofe.
O nyere m ụtọ e ji esi ofe.
She gave me the guidelines for cooking soup.
Ọrụ nchọcha a nwere ezigbo ụtọ.
Ọrụ nchọcha a nwere ezigbo ụtọ.
This research work has a good outline.
Kụziere ha ụtọ edemede.
Kụziere ha ụtọ edemede.
Teach them composition guidelines.
ųtö
ụ̀tọ
Word | ụ̀tọ |
Definitions | Noun 1.taste; the sense of something as felt by the tongue 2.tastiness; sweetness; deliciousness Adjective 1.tasty; sweet; delicious |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Nri a dị ụtọ.
Nri a dị ụtọ.
This food is delicious.
Anụghị m ụtọ ya.
Anụghị m ụtọ ya.
I did not feel its taste.
Ụtọ ofe ahụ mere m jiri rikwuo afọ.
Ụtọ ofe ahụ mere m jiri rikwuo afọ.
The taste of that soup made me overfeed.
ídè
idè
Word | idè |
Definitions | Noun 寃縦 1.flood |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Gọọmentị etiti kwuru okwu gbasara ide mere ebe ahụ.
Gọọmentị etiti kwuru okwu gbasara ide mere ebe ahụ.
Central government spoke about the flood that happened there.
Oke ide mere n'oge Noa n'akwụkwo nsọ.
Oke ide mere n'oge Noa n'akwụkwo nsọ.
A great flood happened in the time of Noah in the bible.
Ide ahụ riri ihe anyị kọrọ n'ubi.
Ide ahụ riri ihe anyị kọrọ n'ubi.
Flood carried our cullticated crops.
Ide anaghị eme na be anyị.
Ide anaghị eme na be anyị.
We do not experience flood in our community.
O nweghị onye turu anya na ide ahụ ga-egbu ọtụtụ mmadụ.
O nweghị onye turu anya na ide ahụ ga-egbu ọtụtụ mmadụ.
No one expected that the flood will kill many people.
Ide mere ha ihe.
Ide mere ha ihe.
Flood dealt with them.
Ide mebiri ụlọ ha.
Ide mebiri ụlọ ha.
Their house was destroyed by flood.