ųtábà
ụ̀tabà
Word | ụ̀tabà |
Definitions | Noun 1.tobacco in powder form; snuff |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Mgbe ụtaba apụtebee o nwere onye azụzụ gburu?
Mgbe ụtaba apụtebee o nwere onye azụzụ gburu?
When the snuff had not yet existed, did catarrh kill anyone?
E ji ụtaba achụ ume.
E ji ụtaba achụ ume.
Snuff is used to control sneeze.
Nne nna m kpọrọ ụtaba.
Nne nna m kpọrọ ụtaba.
My father's mother sniffed snuff.
Kalụ na-egwe ụtaba.
Kalụ na-egwe ụtaba.
Kalu grinds (the tobacco used for) snuff.
Emeka anaghị akpọ ụtaba.
Emeka anaghị akpọ ụtaba.
Emeka does not sniff snuff.
Ụtaba sọ n'ihe e ji alụ nwunye n'ụfọdụ ebe.
Ụtaba sọ n'ihe e ji alụ nwunye n'ụfọdụ ebe.
Snuff is among the things used in some places as marraige rite.
Nnenne m zịrị mụ zụtara ya ụtaba.
Nnenne m zịrị mụ zụtara ya ụtaba.
My mother's mother sent me to buy snuff for her.
O nweghị ihe ụtaba na-enye n'ahụ.
O nweghị ihe ụtaba na-enye n'ahụ.
Snuff does not give any (nutrient) thing to the body.
Onye na-akpọ ụtaba?
Onye na-akpọ ụtaba?
Who is taking snuff.
Ụtaba m agwụla.
Ụtaba m agwụla.
My snuff is finished.
E ji ụtaba echekwa ozu.
E ji ụtaba echekwa ozu.
Snuff is used in preserving a corpse.