ųtá
ụ̀ta
Word | ụ̀ta |
Definitions | Noun 密樹 1.blame; reprimand |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Ụta ga-adịrị m ma ọ bụrụ na unu emerighị asọmpi a.
Ụta ga-adịrị m ma ọ bụrụ na unu emerighị asọmpi a.
The blame will be on me if you don't win this competition.
ütá
ụta
Word | ụta |
Definitions | Noun 御 1.bow |
Variations | ụ̀ta |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ahụtụbeghị m ụta mbụ.
Ahụtụbeghị m ụta mbụ.
I have never seen a bow before.
Ụta na ube na-arụkọ ọrụ.
Ụta na ube na-arụkọ ọrụ.
Bow and arrow work together.
Ụta ya dọbiri adọbi.
Ụta ya dọbiri adọbi.
His bow cut.
O ji ụta gbagbuo enwe.
O ji ụta gbagbuo enwe.
He killed a monkey with his bow.
Ndị Awụsa ji ụta alụ ọgụ.
Ndị Awụsa ji ụta alụ ọgụ.
The Hausa's fight with bow.
Nye m ụta m.
Nye m ụta m.
Give me my bow.
Onye ji ụta m?
Onye ji ụta m?
Who has my bow?
ösų
ọsụ̀
Word | ọsụ̀ |
Definitions | Noun 1.disrespectful sigh; hiss, specially made to show disrespect or frustration by sucking in air through the teeth gaps |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Amaghị m ama ọsụ.
Amaghị m ama ọsụ.
I don't know how to hiss.
Achọghị m ịma ọsụ n'ihu ya.
Achọghị m ịma ọsụ n'ihu ya.
I do not want to sigh disrespectfully before him.
Udoka amaghị mgbe o jiri maa ọsụ.
Udoka amaghị mgbe o jiri maa ọsụ.
Udoka did not know when he sighed.
Kedụ ihe mere i ji ama ọsụ?
Kedụ ihe mere i ji ama ọsụ?
Why are you hissing?
Enyi m nwaanyị na-ama ọsụ n'obere ihe.
Enyi m nwaanyị na-ama ọsụ n'obere ihe.
My girlfriend hisses over little issues.
Onye na-ama ọsụ n'ihu ndị okenye bụ onye azụghị azụ.
Onye na-ama ọsụ n'ihu ndị okenye bụ onye azụghị azụ.
One who sighs disrespectfully before elders is one without home training.
Ọ bụ iwe were mụ m jiri maa ọsụ.
Ọ bụ iwe were mụ m jiri maa ọsụ.
It was out of anger that I hissed.
Ọ na-amakarị ọsụ.
Ọ na-amakarị ọsụ.
She usually signs.
Ọ mara ọsụ.
Ọ mara ọsụ.
He sighed.
Nnedị mara ọsụ mgbe m gwara ya okwu.
Nnedị mara ọsụ mgbe m gwara ya okwu.
Nnedị sighs disrespectfully when I talked to her.